Lyrics and translation Flavour feat. Biggie Igba - Umuigbo (feat. Biggie Igba)
Добавлять перевод могут только зарегистрированные пользователи.
Umuigbo (feat. Biggie Igba)
Умуигбо (при уч. Бигги Игба)
Anywhere
you
go
oo,
anywhere
you
goo
Куда
бы
ты
ни
пошла,
куда
бы
ты
ни
направилась,
If
you
no
see
Ịgbọ
man,
nwanne
gị
bòchaa
Если
ты
не
видишь
мужчину
игбо,
сестра,
беги!
(Ayamma
mma)
(Айамма
мма)
Bòchapu
ósò
na
ébé
ahụ
l'élu
ele
Убегай
оттуда,
где
высоко,
(Ayamma
mma)
(Айамма
мма)
Lachapu
ósò
na
ébé
ahụ
tiri
eti
Убегай
оттуда,
где
глубоко,
(Ayamma
mma)
(Айамма
мма)
Obodo
sịrị
ike
ka
ndị
Ịgbọ
ná-abanye
В
сильные
страны
входят
мужчины
игбо,
(Ayamma
mma)
(Айамма
мма)
Ha
banye
ébé
ahụ
hà
ebulu
ike
wee
pụta
Они
входят
туда,
набираются
сил
и
выходят.
(Ayamma
mma)
(Айамма
мма)
Ugochukwu
nyere
anyị
nyawa
k'anyi
ji
aga
nụ
Угочукву
дал
нам
жизнь,
с
которой
мы
идем.
(Ayamma
mma)
(Айамма
мма)
Iyooko
iyoo
oko
oko
Ийооко
ийоо
око
око
Ụmụ
Ịgbọ
nile,
ụmụ
Ịgbọ
nile,
Все
дети
игбо,
все
дети
игбо,
Let's
come
together
n'anyi
ncha
bụ
ofu
Давайте
объединимся
и
будем
едины.
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Чукву
- наша
сила,
Чукву
- наша
сила,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
nyawa
k'anyi
ji
aga
Чукву
- наша
сила,
жизнь,
с
которой
мы
идем.
Ka
m'naba
n'ala
Ịgbọ
ébé
ahụ
amulu
mụ
Когда
я
ступаю
на
землю
игбо,
где
я
родился,
Ị
née
m
anya
n'ukwu
na
ife
mụ
yiri
bụ
Aba
Ты
смотришь
на
мою
ногу,
и
то,
на
что
я
похож,
это
Аба.
Innoson
Group
motor
kà
ọ
na-aluzi
Машина
Innoson
Group
сверкает,
Made
in
Nnewi
nyanwa
ka
m
na-achọ
nụ
Сделано
в
Нневи,
вот
что
я
ищу.
Abakiliki
rice
nyanwa
ka
m
na-erizi
Рис
из
Абакалики,
вот
что
я
ем.
Akụ
lụọ
uno
amalu
nụ
ébé
o
si
bido
Богатство
пришло
в
мой
дом,
я
знаю,
откуда
оно
взялось.
Anywhere
you
go
o,
Куда
бы
ты
ни
пошла,
Anywhere
you
go
o,
Куда
бы
ты
ни
пошла,
If
you
no
see
Ịgbọ
man,
Если
ты
не
видишь
мужчину
игбо,
Nwanne
gi
bòchaa
Сестра,
беги!
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Чукву
- наша
сила,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Чукву
- наша
сила,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o
nyawa
k'anyi
ji
aga
Чукву
- наша
сила,
жизнь,
с
которой
мы
идем.
Ọ
gịnị
dị
mèrè,
na-anyị
adị
emezi
nwanne
Что
случилось,
что
мы
так
хороши,
сестра?
Ọ
gịnị
dị
mèrè,
asụsụ
anyị
ji
àlà
Что
случилось,
что
наш
язык
преобладает?
Ònye
Ịgbọ
mụta
nwa
nuu,
osubalu
ya
oyibo
Кто
из
игбо
выучил
другой
язык,
забыл
свой?
Oyibo
amaka
maná
oburo
asụsụ
anyị
o
Иностранный
язык
хорош,
но
разве
он
лучше
нашего?
Ijele
be
anyị
ọ
ya
kà
i
na-eme
e
Иджеле
- наш,
вот
что
ты
делаешь.
Biggie
nwanne
m,
Ịgbọ
bụ
Ịgbọ
anyị
ekulie
Бигги,
брат
мой,
игбо
- это
наше
игбо,
мы
собрались.
Ụmụ
Ịgbọ
nile,
ụmụ
Ịgbọ
nile
Все
дети
игбо,
все
дети
игбо,
Let's
come
together
n'anyi
ncha
bụ
ofu
Давайте
объединимся
и
будем
едины.
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Чукву
- наша
сила,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Чукву
- наша
сила,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
nyawa
k'anyi
ji
aga
Чукву
- наша
сила,
жизнь,
с
которой
мы
идем.
Alili
eligbuo
mụ
ndi
be
anyị
e
gburu
n'agha
a
Мне
больно
за
наших
людей,
убитых
в
этой
войне.
Akpata
oyi
na
awụ
mụ
nyawa
ka
m
ji
ebezi
Голод
и
холод,
вот
с
чем
я
живу.
They
rape
our
womenu
nya
kà
m
ji
etizi
Они
насилуют
наших
женщин,
вот
что
я
слышу.
They
starve
our
children
nya
ka'
m
ji
ebezi
Они
морят
голодом
наших
детей,
вот
что
я
вижу.
Nnamdi
Kalu,
nwanne
ji
s'ike
Ннамди
Калу,
брат,
будь
сильным.
Emee
élú,
mee
àlà
ná
uche
Chukwu
ga-emelili
Делай
добро,
делай
хорошо,
и
воля
Божья
свершится.
Ụmụ
Ịgbọ
nile,
ụmụ
Ịgbọ
nile,
Все
дети
игбо,
все
дети
игбо,
Let's
come
together
n'anyi
ncha
bụ
ofu
Давайте
объединимся
и
будем
едины.
Maka
ná
anywhere
you
go
oo,
Потому
что
куда
бы
ты
ни
пошла,
Anywhere
you
go
oo,
Куда
бы
ты
ни
пошла,
If
you
no
see
Ịgbọ
man
nwanne
gi
bòchaa
Если
ты
не
видишь
мужчину
игбо,
сестра,
беги!
Bòchapu
ósò
na
ébé
ahụ
l'élu
ele
Убегай
оттуда,
где
высоко,
Lachapu
ósò
na
ébé
ahụ
tiri
eti
Убегай
оттуда,
где
глубоко,
Ụmụ
Ịgbọ
na-agba
mbọ
nụ
nya
k'anyi
na-ekwu
nụ
Дети
игбо
стараются,
вот
о
чем
мы
говорим.
Ajọ
mmụọ
ná
Ajọ
mmadụ
fa
na-eme
ná
nkịtị
Злые
духи
и
злые
люди
делают
это
тайно.
Ijele
nwanne
m
Chukwu
k'anyi
ji
aga
Иджеле,
брат
мой,
с
Богом
я
иду.
Biggie
Igbo
nwanne
Chukwu
ka
m
ji
aga
Бигги
Игбо,
брат,
с
Богом
я
иду.
Maka
ná
Chukwu
bụ
ịke
anyị
o,
Потому
что
Чукву
- наша
сила,
Chukwu
bụ
ịke
anyị
o,
Чукву
- наша
сила,
Chukwu
bụ
ịke
anyị
o
nyawa
k'anyi
ji
aga
Чукву
- наша
сила,
жизнь,
с
которой
мы
идем.
Genevieve
nwa
na
ndị
Ịgbọ
ji
gị
aba
Женевьева,
дочь,
народ
игбо
гордится
тобой.
Ijele
nwanne
na
ndị
Ịgbọ
ji
gị
aga
Иджеле,
брат,
народ
игбо
с
тобой.
Ogadagidi
be
anyi
na
ndị
Ịgbọ
ji
gị
aba
Огадагиди,
наш,
народ
игбо
гордится
тобой.
Chimamanda
Adichie
na
ndị
Ịgbọ
ji
gị
aba
Чимаманда
Адичи,
народ
игбо
гордится
тобой.
Bangladesh
ka
ndị
Ịgbọ
na-etipado
В
Бангладеш
идут
игбо.
Obi
na
South
ná
ndị
Ịgbọ
ji
gị
ekwú
Оби
и
Юг,
народ
игбо
говорит
о
вас.
Iyookoko
iyookoko
m
na-akụ
kwa
Ийоококо
ийоококо,
я
бью
в
барабан.
Iyo
m
iyo
m
iyoo
koko
Ийо
м
ийо
м
ийоо
коко
Rate the translation
Only registered users can rate translations.
Writer(s): Sunday Ginikachukwu Nweke, Chinedu Izuchukwu Okoli, Biggie Igba
Attention! Feel free to leave feedback.