Lyrics Oringo - Flavour
A
si
Kwa
oringo
gbuo
gi
kenechukwu
Kama
i
ga
ato
na
nga
na
China
I
na
n'iyi
na
aso
ncha
nwanne
m
Ife
oringo
na
aso
a
diro
adi
(oringo
gbukwe
gi)
America
nile...
Oringo
Europe
nile...
Oringo
Lagos
nile...
Oringo
Enugu
nile...
Oringo
Porthacourt
nile...
Oringo
Ala
owerri
nile...
Oringo
A
na
akwo
o
na
aso
Ife
oringo
na
aso...
Oringo
Oringo
na
agwo
oria
Oringo
na
achunu
hypertension
I
di
high
o
butuo
your
BP
Oringo
na
eziokwu
e
ji
ya
achu
oyi
Ka
anyi
nwebe
anuli
eee
Everyday
I'm
lookn
so
fresh
and
young
Ka
anyi
kwoba
ibonki
eee
Taaba
nu
Ife
Onye
iberibe
ka
onye
nwuru
anwu
nma
America
nile...
Oringo
Europe
nile...
Oringo
Lagos
nile...
Oringo
Enugu
nile...
Oringo
Porthacourt
nile...
Oringo
Ala
owerri
nile...
Oringo
A
na
akwo
o
na
aso...
Oringo
Ife
oringo
na
aso...
Oringo
Kedu
Ife
m
mere
eji
akpo
m
onwu
mmanya
Kedu
Ife
m
mere
eji
akpo
m
onye
ukwu
ooo
Kedu
ife
m
mere
eji
akpuru
m
n'onu
ooo
(iye)
Kedu
ife
m
mere
eji
akpo
m
ofeke
ooo
(iye)
Okwa
mu
na
egonye
onwe
m
mmanya
Okwa
mu
na
akponye
onwe
m
nwa
Kama
m
ga
anwu
anwu
ka
m
furu
efuru
Okwa
mmadu
ka
a
na
ya
ogini
na
afio
Onye
iberibe
ka
onye
nwuru
anwu
nma
America
nile...
Oringo
Europe
nile...
Oringo
Lagos
nile...
Oringo
Enugu
nile...
Oringo
Porthacourt
nile...
Oringo
Ala
owerri
nile...
Oringo
A
na
akwo
o
na
aso...
Oringo
Ife
oringo
na
aso...
Oringo
Emmanuel
bee
anyi
oo
odogwu
Ife
oringo
mere
gi
diri
Chukwu
Benard
bee
anyi
oo
bu
mmanwu
Ife
oringo
mere
gi
diri
Chukwu
A
sikwa
oringo
gbuo
gi
kenechukwu
Kama
i
ga
ato
na
nga
na
Malaysia
I
na
n'iyi
na
aso
ncha
nwanne
m
Ife
oringo
na
aso
a
diro
adi
Miami
nile...
Oringo
Vegas
nile...
Oringo
New
york...
Oringo
South
Africa...
Oringo
Dubai
nile...
Oringo
Ebe
obula
nile...
Oringo
A
na
akwo
o
na
aso.
Oringo
Ife
oringo
na
aso...
Oringo
America
nile...
Oringo
Europe
nile...
Oringo
Lagos
nile...
Oringo
Enugu
nile...
Oringo
Porthacourt
nile...
Oringo
Ala
owerri
nile...
Oringo
A
na
akwo
o
na
aso...
Oringo
Ife
oringo
na
aso...
Oringo
(Ayi
let
me
tell
you,
I'm
an
international
man
Men.
I
gat
my
passport.
Kedu
ebe
a
na
eti
ife
a)
1 Virtuous Woman
2 Chimamanda
3 Oppressor
4 Most High
5 Oringo
6 Jaiye
7 Ijele
8 Ukwu Nwata
9 Nnekata
10 Iheneme
11 Baby Na Yoka
12 Catch You
13 Body Calling
14 Loose Guard
15 Sake of Love
16 Simba
17 Skit
Attention! Feel free to leave feedback.