Gabriel Eziashi - Aka Jehojah - traduction des paroles en anglais

Paroles et traduction Gabriel Eziashi - Aka Jehojah




Aka Jehojah
Aka Jehovah
Aka aka ya aka Jehovah meme nma
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed
Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no
His glory makes my heart burn brighter
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Fountain of life whose waters never run dry
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed
Aka aka ya aka Jehovah meme nma
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed
Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no
His glory makes my heart burn brighter
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Fountain of life whose waters never run dry
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed
Jehovah muoo...
Jehovah, my God...
Daddy bi nelu igwe
The Father who lives in the heavens
Ogodo ye nakpu nala
Whose dwelling-place is pure and holy
Aka aka ya aka Jehovah meme nma
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed
Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no
His glory makes my heart burn brighter
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Fountain of life whose waters never run dry
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed
Aka aka ya aka Jehovah meme nma
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed
Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no
His glory makes my heart burn brighter
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Fountain of life whose waters never run dry
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed
Daddy muooo
My Father supreme
Onye neme nma ngi bu chi muoo...
My God whose purpose I seek to fulfill...
Aka aka ye aka Jehovah neme nma
Aka aka ye aka Jehovah is beautiful indeed
Onye uku
My Brother
Onye Isi
My Chief
Daddy nakwa uzo ekene dili aha gioo...
Father and Guide, whose name is above all names...
Aka aka ya aka Jehovah neme nma
Aka aka ya aka Jehovah is beautiful indeed
Aka nakpu nwa
The hands that hold my children
Aka nenye ndu
The hands that give me life
Daddy neme nma oh oh...
Father, beautiful indeed, oh oh...
Aka aka ya aka Jehovah neme nma
Aka aka ya aka Jehovah is beautiful indeed
Onyenwem
My Lord
Onyenwem
My Lord
Onyenwem
My Lord
Jehovah muoo...
Jehovah, my God...
Aka Jehovah meme nma
Aka Jehovah is beautiful indeed
Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no
His glory makes my heart burn brighter
Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata
Fountain of life whose waters never run dry
Aka aka ya aka Jehovah meme nam
Aka aka ya aka Jehovah beautiful indeed





Writer(s): Gabriel Azukaego Eziashi


Attention! N'hésitez pas à laisser des commentaires.