Umu Obiligbo - Udo Ga Adi - перевод текста песни на немецкий

Udo Ga Adi - Umu Obiligboперевод на немецкий




Udo Ga Adi
Frieden wird sein
Ijenu ụwa munachi so eje
Auf der Reise durch die Welt gehe ich mit meinem Chi (Gott)
Obodo ekwelugo nu na munachi so eje
Die Gemeinschaft hat zugestimmt, dass ich mit meinem Chi gehe
N' akalaka bụ ya n' edu oo eyeeee
Das Schicksal ist es, das führt, oo eyeeee
Unu afụgo kwenu ude na-ude ya gi
Habt ihr nicht die Seufzer gehört, die es gibt?
Ka m kwube kwe nụ ya ọzọ ooo
Lasst es mich noch einmal sagen, ooo
Eyi na-ife ego na-eme
Oh, die Dinge, die Geld bewirkt
Ịyo ịyo okooko ko
Ịyo ịyo okooko ko
Amalu ise lele
Amalu ise lele
Ịyo ịyo okooko ko
Ịyo ịyo okooko ko
Amala helele (iyoyo okooko ko)
Amala helele (iyoyo okooko ko)
Iyo okooko, iyo okookooko (iyoyo okooko kọọ)
Iyo okooko, iyo okookooko (iyoyo okooko kọọ)
Amala ise ya ka anyị ji ejebekwe, ngwa
Amala ise, damit gehen wir weiter, los geht's
Ụmụ Obiligbo abiagokwe nyi, Amalu ise lele
Umu Obiligbo sind gekommen, Amalu ise lele
Akunwafor nọkwa mmu nekwu,
Akunwafor ist hier, während ich spreche,
M na Okpuọzọr nwanne m
Ich und Okpuọzọr, mein Bruder
Egwu anyị nya ka anyị ji eje
Unsere Musik, mit ihr gehen wir
Ka m kwube kwanu ya ọzọ oooo
Lasst es mich noch einmal sagen, oooo
Eyio nịyo okooko ko
Eyio nịyo okooko ko
Egwu anyị ọkwa ya ka anyị ji ana
Unsere Musik, mit ihr gehen wir
Ọkwa egwu ka anyị ji eje iyee oo
Mit Musik gehen wir, iyee oo
Amalu selele
Amalu selele
Munachi so ejenu, Amala welele
Ich gehe mit meinem Chi, Amala welele
Ka m kwube kwanu ya ọzọ ooo
Lasst es mich noch einmal sagen, ooo
Eyio niyo okooko ko
Eyio niyo okooko ko
Akunwafor (aha aaaaa)
Akunwafor (aha aaaaa)
Ya na Okpuọzọr (aha aaaaa)
Er und Okpuọzọr (aha aaaaa)
Udo ka anyị na-achọ,
Frieden ist es, was wir suchen,
Udo a, udo ka anyị na-achọ
Dieser Frieden, Frieden ist es, was wir suchen
Ịgba meeee (aha aaaaa)
Tanzt (aha aaaaa)
Ife dị mma bụ Udo,
Was gut ist, ist Frieden,
Udo ahụ ya ka anyị na-achọ.
Diesen Frieden, den suchen wir.
Ka m kwube kwanu ya ọzọ ooo
Lasst es mich noch einmal sagen, ooo
Eyi na-ife ego na-eme
Oh, die Dinge, die Geld bewirkt
Iyoyo okooko ko eyeeee eh.
Iyoyo okooko ko eyeeee eh.
Amala selele (iyoyo okooko koo)
Amala selele (iyoyo okooko koo)
(Iyoyo okooko ko)
(Iyoyo okooko ko)
Olisa Chukwu, ọnụ m ekelee gi
Olisa Chukwu (Gott), mein Mund dankt dir
Obinigwe ọnụ m ekelee
Obinigwe (König des Himmels), mein Mund dankt dir
Ife I kwụrụ ka m na-eme
Was du gesagt hast, das tue ich
Udo ka m na-ekwu(obodo kelee nụ m chi mee)
Von Frieden spreche ich (die Gemeinschaft dankt meinem Chi)
Ife dị nma bụ udo
Was gut ist, ist Frieden
Udo ahụ ya ka anyị na-achọ
Diesen Frieden, den suchen wir
Ịgba munachi so eje iyee eh (obodo nekwanu chi mee)
Tanzt, ich gehe mit meinem Chi, iyee eh (die Gemeinschaft sieht meinen Chi)
Amala selele
Amala selele
Ịgba munachi so eje niyo oko,
Tanzt, ich gehe mit meinem Chi, niyo oko,
Niyo okooko ko oko (obodo nekwanu chi mee)
Niyo okooko ko oko (die Gemeinschaft sieht meinen Chi)
Onye bụla chọrọ udo (ịgba nekwanu chi mee)
Jeder, der Frieden will (tanzt, seht meinen Chi)
Asị m, onye bụla chọrọ udo
Ich sage, jeder, der Frieden will
Ebe udo na-alụ ọlụ, ebe afụ ka ife dị nma na-abịa
Wo Frieden wirkt, dorthin kommen gute Dinge
naa nu ka m na-ekwuoyi
Hört ihr, was ich sage?
Amalu iselele
Amalu iselele
Olisa Chi mee, bịa wetekene nụ udo na-ezinụlọ niile
Olisa Chi (Gott), komm und bring Frieden in alle Familien
Ayiyo ya ka m na ayiọ
Darum bitte ich
naa nụ ka m na-ebele enu
Hört ihr, wie ich zum Himmel flehe?
nelu anya, ọbụna Nne gị na Nna gi
Wenn du hinsiehst, sogar deine Mutter und dein Vater
Na fanabu bụ ịlo ọnwe fa
Wenn sie sich gegenseitig bekämpfen
na-emetụta ụmụ aka
Beeinflusst das die Kinder
na-egbochi kwa ụzọ
Es blockiert auch Wege
naa nụ ka- egwu na-ekwu
Hört ihr, was die Musik sagt?
Ezinụlọ na-enwelu udo, na ife dị nma na-agbalu fa ọsọ
Eine Familie ohne Frieden, gute Dinge fliehen vor ihr
Dị na Nwunye sebe okwu
Wenn Mann und Frau streiten
Ọganilu na-agbalu fa ọsọ
Flieht der Fortschritt vor ihnen
Ụmụ fa mụrụ agbasasịa
Ihre Kinder zerstreuen sich
Nsị, ụmụ fa mụrụ agbasasịa
Ich sage, ihre Kinder zerstreuen sich
Obodo na-enwelu udo, ọganilu na-agbalu fa ọsọ
Eine Gemeinschaft ohne Frieden, Fortschritt flieht vor ihr
Ọkwa fa achili egbe n'aka. Ife m fulu ka m na-ekwu okwu ya.
Sie greifen zu Waffen. Was ich sehe, darüber spreche ich.
Nke kasị njọ n'ụwa a bụ na di na nwunye sebe okwu
Das Schlimmste auf dieser Welt ist, wenn Mann und Frau streiten
Di na Nwunye sebe okwu, ife izizi ọga eme fa
Wenn Mann und Frau streiten, das Erste, was ihnen passiert
Abia Nne akpọkọlu ụmụ ya si fa na papa fa na-egbu fa egbu
Die Mutter ruft ihre Kinder zusammen und sagt ihnen, dass ihr Vater sie misshandelt
Na na- ata amuosu ọkwa ka fa gbabara Nna fa ọsọ
Dass er ein Zauberer ist, damit sie vor ihrem Vater fliehen
Nne akpọkọlu ụmụ ya Nwoke nwe ụnọ ana- ebe akwa eyi
Die Mutter ruft ihre Kinder zusammen, der Mann des Hauses weint, eyi
Oké echiche ezue nya alụ
Übermäßiges Nachdenken überwältigt ihn
Nya bụ na Nwoke na- anwụ n'ọge
Deshalb sterben Männer früh
Ewuu mee Ewụ Chukwu akwa alili nya
Wenn Schlimmes passiert, möge Gott es verhindern
Ka m na-ebenu nu eyi niyo okookoo ko
Während ich weine, eyi niyo okookoo ko
naa nụ ka egwu na-ara nụ eeeee
Hört ihr, wie die Musik erklingt, eeeee
Amalu iselele
Amalu iselele
Ịgba mee (aha aaaa)
Tanzt (aha aaaa)
Ife dị nma bụ udo, udo ahụ nya ka anyị na-achọ
Was gut ist, ist Frieden, diesen Frieden, den suchen wir
naa nu ka egwu na-ara iyoo
Hört ihr, wie die Musik klingt, iyoo
Amala selele
Amala selele
Nwoke chụsia ego ka nata ọke echiche ezue ya alụ
Nachdem ein Mann Geld gejagt hat, kommt er zurück und übermäßiges Nachdenken überwältigt ihn
Ọbịazia tinye uche na mmanya
Dann wendet er sich dem Alkohol zu
Ọnwụ Sia ya ogbu biye egbu ka wee chefunata
Er trinkt sich zu Tode, um zu vergessen
Ife na afụ na ụnọ ya
Was er in seinem Haus sieht
Ifulu ndị amụma ụgha fa na-ekposa si ụnọ ofuma
Siehst du die falschen Propheten, wie sie gute Häuser zerstören?
A bịa obubelu gị amụma si na papa gị na-egbu gị egbu
Sie kommen und prophezeien dir, dass dein Vater dich umbringen will
A bịa obubelu gị amụma sị na Nne gị na-achọ gị ọnwụ
Sie kommen und prophezeien dir, dass deine Mutter deinen Tod will
Mmadụ a ga-amụ sị nwa chọba kwa ka ogbue ya egbu
Wird jemand sein eigenes Kind zur Welt bringen, nur um zu versuchen, es zu töten?
Ajụjụ ka m na-ajụ
Das ist die Frage, die ich stelle
Ajụjụ m jụrụ onye ga za m eeee e Amalu selele
Meine Frage, wer wird mir antworten? eeee e Amalu selele
Nelue ọnwe gị anya makwalu ife na-eme
Schau auf dich selbst und wisse, was du tust
me nma na nma yi an
Wer Gutes tut, dem wird Gutes folgen
me njọ na-egbu ọnwe ya
Wer Böses tut, zerstört sich selbst
naa nụ ka m na-ekwu
Hört ihr, was ich sage?
Ozi Ọma ka m ji eje
Ich komme mit einer guten Botschaft
Ndị amụma ụgha unu na-achọ kwa Chukwu okwu eyi ịgba mee
Ihr falschen Propheten, ihr sucht Streit mit Gott, eyi tanzt
Iko iji malu mmadụ ibe gi
Das Maß, mit dem du deinen Nächsten misst
Ọkwa ya ka aga eji kwa
Mit diesem wird auch gemessen werden
Wee maajuelu gị ụkpa
Um deinen Korb zu füllen
naa nụ ka egwu na-ara
Hört ihr, wie die Musik klingt?
Makwalu ife ịna-eme
Wisse, was du tust
Olisa Chi me bịa chebe kwelu m Nne m
Olisa Chi (Gott), komm und beschütze meine Mutter
Olisa Chi keru m bịa chebe kele m Nna m
Olisa Chi, der mich erschaffen hat, komm und beschütze meinen Vater
Nne na-eme kwa nwa ma Nna ji isi aghọ mgbọ
Die Mutter sorgt für das Kind, während der Vater den Kopf hinhält (wie ein Schild)
Nna na-edozi obi, Ndị ilo na-asọ Nna anya
Der Vater beruhigt das Herz, Feinde respektieren den Vater
naa nụ ka m na-ekwu
Hört ihr, was ich sage?
Akunwafor nọ m na-ekwu ka m kwube
Akunwafor ist hier und ich spreche, lasst es mich sagen
Kwanu ya ọzọ ooo eyio niyo okookoo ko
Noch einmal, ooo eyio niyo okookoo ko
Iyoyo okookoo ko
Iyoyo okookoo ko
Eyio na ife ego na-eme
Eyio, und die Dinge, die Geld bewirkt
Ịyoyo okookoo ko ịyo ooo Amalu selele
Ịyoyo okookoo ko ịyo ooo Amalu selele
Ịyoyo okookoo ko
Ịyoyo okookoo ko
Asị na papa m anulọ Nne m
Ich sage, wenn mein Vater meine Mutter nicht geheiratet hätte
dị ọnye ga- amụta Akunwafor n' ụwa
Wer hätte Akunwafor auf dieser Welt geboren?
Ya na Okpuọzọr iyoyo okookoo ko eyieee
Er und Okpuọzọr iyoyo okookoo ko eyieee
Ụfọdụ na-eti Npa fa ife
Manche schlagen ihren Vater
Maka na ọkago nka
Weil er alt geworden ist
zikwa onye Kalu nkà ọdịka ọnwụlọ ala Nne e
Aber wer alt wird, ist es, als hätte er das Land seiner Mutter nicht verlassen? (Sprichwort: Alter ist unvermeidlich)
naa nụ kwa onu m
Hört ihr meine Stimme?
Nwoke ga-afu ife ibe e na-afu
Ein Mann wird sehen, was andere sehen (er wird auch alt werden)
Kaya amụta nwa and Kaya kakwu nka
Wenn du Kinder bekommst und dann alt wirst
I kasịa nkà mgbe afụ nwa gị tiee gị
Wenn du sehr alt bist und dein Kind dich dann schlägt
Ka ịfụ ka ụwa sị adị
Damit du siehst, wie die Welt ist
Ngwá nelue onwe gị anya ọbụlụ na
Also, schau auf dich selbst, wenn du
Na-eti Npa gị ife yio kwa nya ka ọgba gharu gi
Deinen Vater schlägst, es wird sich für dich wiederholen
naa nụ ka m na-ekwu
Hört ihr, was ich sage?
M wee tiie okokokokoooyio Amalu selele
Und ich rufe okokokokoooyio Amalu selele
Ịyoyo okookoo ko
Ịyoyo okookoo ko
M wee tiie okokokooo (iyoyo okookoo ko)
Und ich rufe okokokooo (iyoyo okookoo ko)
Akunwafor niyo okokokooo(iyoyo okooko ko)
Akunwafor niyo okokokooo(iyoyo okooko ko)
Ịgba n' ife ego na-eme
Tanzt zu den Dingen, die Geld bewirkt
Ịyoyoy okokokooo
Ịyoyoy okokokooo
Akunwafor tiee okokokooo (iyoyo okooko kọọ)
Akunwafor ruft okokokooo (iyoyo okooko kọọ)
Okpuọzọr tiee okookooko (iyoyo okooko koo)
Okpuọzọr ruft okookooko (iyoyo okooko koo)
Ịyoyo okooko (till fade)
Ịyoyo okooko (bis zum Ausblenden)
End
Ende






Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.