Flavour - Levels Lyrics

Lyrics Levels - Flavour



Eh eh nwanne if it′s a hit, aká anyị dị ya
Obodo ekwelugo oo
Anyanwụ achawago oo
Ànyị apụta gọ
Ife e mee bẹ gọ
makwa ònye wụ? (Mastaa)
makwa ònye wụ? (Ibe)
makwa ònye wụ? (Ibe) (ogini, ogini)
makwa ònye wụ?
Nwoke na-apụ ọkụ
Nwa n'ebe ébé
Nwoke ọma osiso
Nya na nwa ọma osiso
Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
sị bụ lu, bulu ya, na we dey here
Mens kwụsị nnukwu ịke, na we dey here (ahee)
fugodi convoy ànyị jị we bata obodo n′olu ofuma
nwe kwaa nụ choice (ahee)
I fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm
ma ụdọ achị nụ
ma mens bata obodo ànyị ka fa n'enene
ma nde nde edee
ma mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Agụ jị égbè
makwa ònye wụ? (Ọ kpata zụọ ora)
makwa ònye wụ? (Obi Cubana) (Ọnwa n'etiri ora)
makwa ònye wụ? (Anyi Don nwanne)
makwa ònye wụ? (Ọ jide nye nwanne)
Nwoke na-apu ọkụ (Nwa á na-ayo Ezé)
Nwa n′ebe ébé (E-money)
Nwoke bụ ebube ebube
Nwoke ọma osiso (Iyawo na wa na wa)
Nya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yeee)
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Ndị nkụ, ndị nkụ (ndị nkụ, ndị nkụ)
Ndị ịke, ndị ịke (Ị hụ la men sịrị ịke?)
Ndị ọma, ndị ọma (ndị ọma, ndị ọma)
Ju some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee)
À na mụ anụ kwanu ife?
À na mụ anụ kwanu ife?
À na mụ asị kwanu ndò?
Okwụ abago n′ego
Men na-eme bundle
Fa bialu ịzu ọgụ
Fa na-eme cash
Ụfọdụ na-edezi cheque (ah heee)
fugodi convoy ànyị jị we bata obodo n'olu ofuma
nwe kwaa nụ choice (ahee)
fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu
Security confirm
ma ụdọ achị nụ
ma mens bata obodo ànyị ka fa n′enene
ma nde nde edee
ma mmemme emewe
Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego
Agụ jị égbè
makwa ònye wụ? (Anderson Obiagwu)
makwa ònye wụ? (Aka ekpuchi ọnwa n'Igbo)
makwa ònye wụ? (Dr Eze Mmuo)
makwa ònye wụ? (Nwoke di ebube ebube)
Nwoke na-apu oku (Legend nwanne)
Nwa n′ebe ebe (onye mpiawa azu)
Nwoke oma osiso (Ome Mma na Ojoto)
Nya nwa ọma osiso (ah yee, ah yee)
Factory fitted, full option, double silencer
Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser
Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ
Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ
Obodo ekwelugo oo
Anyanwu achawago oo (Beast mode up)
Ànyị apụta gọ
Ife emebego
makwa ònye wụ?




Flavour - Levels - Single
Album Levels - Single
date of release
11-10-2021

1 Levels




Attention! Feel free to leave feedback.