Larry Gaaga feat. Flavour, Phyno & Theresa Onuorah - Egedege (feat. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno) Lyrics

Lyrics Egedege (feat. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno) - Flavour , Larry Gaaga , Phyno



Mastaa
Larry Gaga
Ijele eluwego
Óbú na ònye ga agba egwú e
Óbúdú na onye ga agba egwú
Óbú n'onye ga agba egwu n'ijele n'elu e
Theresa Onuorah, n'ómú n'ekwu
Onyeóma nji eje mbà n'Ijele n'elu
Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem
Óbú n'ebuni egwu, n'onye ga agba egwú e
Dorima eh
Ín'eme guy, Achorom Ima? Aiyo...
Ochongonoko, Achorom Ima? Aiyo...
Igbagoro gbada, Achorom Ima? Aiyo...
Ichowa ima ije na nke emma (Aiyo)
Ijele ndi igbo anyi apútago egwu (Aiyo)
Ezege ndi igbo anyi apútago egwu (Aiyo)
Theresa ónúora n'akporibe egwu (Aiyo)
(Sese!) Larry Gaga ihewe ejewe eme
Ína eme Ife invite makie sure na úmúasa ya abia
And I ensure tablum, desa bottle menú nga ala
Īhangia menú malú na akp'aza aya nza
Ósó na pounds ama nga, just malú n'alert ama mba
Nwa hapú Ife ha kóli Yi (koli yi)
Búyem egu Kam doli yi (doli yi)
Óbia n'ógbó mtólú yi
N'amacha Maka mcholi yi
Just maka na I wan jolli
Osim, you not the one for me
Okwa izalómú mgbe mpkoli Yi
Je gwanúm Ife mmeli yi (ebe!)
Ijele eluwego
Óbú na ònye ga agba egwú e
Óbúdú na onye ga agba egwú
Óbú n'onye ga agba egwu n'ijele n'elu e
Theresa Onuorah, n'ómú n'ekwu
Onyeóma nji eje mbà n'Ijele n'elu
Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem
Óbú n'ebuni egwu, n'onye ga agba egwú e
Dorima eh
Aiye yeyeyeyeyeye!
N'etelum egwu (n'etelum egwu), N'agbalúm egwu (n'agbalúm egwu)
Biawalume (biawalume) Gbashiashiwe
Ashimú n'etelum egwu (n'etelum egwu)
N'agbalúm egwu (n'agbalúm egwu)
Chishialume
Shashiwe
Imakwa n'ihe nkena akaliam aka e
Ejebe ejebe, anaba anaba ebuluya jewe
Imakwa na nwa nkena emeluom alú e...
Ocha k'omaka, nke gi amaka, ima n'imaka
Abúó, ató, anó, ise, isi, asa(asa)
From Monday ruo to Sunday anyi n'eli Ife k'ó bazaar
Show the money by the bag (the bag)
Mti olum, ónó na bar (bar)
Akpchigom, voice akpochigo Kam enwezili catarrh
Nwa hapù Ife akóli yi (koli yi)
Búyem egu Kam doli (doli yi)
Óbia n'ógbó mtótú yi
N'amacha Maka mcholi yi
Just maka na I wan jolli
Osim, you are not the one for me
Okwa izalómú mgbe mpkoli yi
Je gwanúm ife mmeliyi (ebe!)
Ijele eluwego
Óbú na onye ga agba egwu e...
Ijele eluwego
Óbú na ònye ga agba egwú e
Óbúdú na onye ga agba egwú
Óbú n'onye ga agba egwu n'ijele n'elu e
Theresa Onuorah, n'ómú n'ekwu
Onyeóma nji eje mbà n'Ijele n'elu
Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem
Óbú n'ebuni egwu, n'onye ga agba egwú e
Larry Gaga gị k'egwu n'akpó
Onyeóma nji eje mba n'ijele n'elu e
Ijele ndi igbo k'egwu n'akpó o
Flavour nwanne n'ijele n'elu e
Anyi g'anwúzili egwu, ónú ego n'asi nwannemú
N'ijele eluwego óbú n'onye ga agba egwu e
Igbo nzulu ezu k'egwu n'akpó o
Ndióma mji abulumba n'ijele n'elu e
Okeke ndi igbo k'egwu n'akpó o
Phyno bianú e, n'onye g'agba egwu e
Dorima eh
Ife onye we ko jia fe aka
Ife di mma adi mma
Larry Gaga
Theresa Onuorah na'gwu agú egedege
Flavor na Phyno
Máná ndí be anyí na
Onye óbuná na lu onyé karílí anyá
émé gíní?
Oná ékílí e kílí
Ife etúrú agó abú úsá
Ekene múnú
Afámú bu Pete Edochie
Aná akpóró mu Ebubedike




Larry Gaaga feat. Flavour, Phyno & Theresa Onuorah - Egedege (feat. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno) - Single



Attention! Feel free to leave feedback.