Tidinz - Obodo Lyrics

Lyrics Obodo - Tidinz



Ahh haa
Ibu nwuo onye
Ana enwe obodo enwe
Ghaaayi
Iso na ndi nwe obodo ghee
Njiiiiii!!
!!
Mua esigo kwa esioo
Mua bukwa homebazioo (hombazio)
Nwanne if you no get money ohh
Okpeke no go show faceioo (haa)
Moneyioooo
Na money i dey find i no dey find caseio
Wen d money enta enta
D people go won crazeiooo
Enwe ndi nwe obodo
Ana enwe obodo enwe
Ima ndi anyi bu
Ana enwe obodo enwe
Ima ndi anyi bu
Shey u no dey fear faceioo
Abi u no dey fear faceioo
Ima ndi anyi bu
Enwe ndi nwe obodo
Ana enwe obodo enwe
One
Nwanne mua sewachaa!!
Mkpuru blackface n′aku
Ajo anu onwe kwanu onye n'afu
Nkoto sia iru
Na atukwa oru n′atu
Okwa ina afu
Njiro fufu, ana acho ibunyem iru ofe
Iga abata motom, chupum n'iru ochie
Okwa afu iru ofee,
Ama ka aga emete kwu garri
Nwanne oburu n'diro nti
Itinye maggi.
Sub Chorus!!
Okpeke siri no ochoro imuru nwa (for d road)
Nsia nwa biko nweru nwayo n′anyi ka nokwa (for d road)
Abobi idi bizi moi moi ana esi (for d road)
Ina agba miri nwa n′ebute bem bezin (for d road)
Ukpuru simu dat she loving only only me (for d road)
She geti two phones say she callin only me (for d road)
Nwa maka giwa kam jiri my Lastcard (for d road)
Obu n'iyerom ya ta nwa kpom Bastard, ige echim ya last last
!!
Mua esigo kwa esioo
Mua bukwa homebazioo (hombazio)
Nwanne if you no get money ohh
Okpeke no go show faceioo (haa)
Moneyioooo
Na money i dey find i no dey find caseio
Wen d money enta enta
D people go won crazeiooo
Enwe ndi nwe obodo
Ana enwe obodo enwe
Ima ndi anyi bu
Ana enwe obodo enwe
Ima ndi anyi bu
Shey u no dey fear faceioo
Abi u no dey fear faceioo
Ima ndi anyi bu
Enwe ndi nwe obodo
Ana enwe obodo enwe
Two
Mua achorokwa okwu n′uka
Nwanne tinye m egom na akpam
Nwa gwam ebe ino mgbe OWU n'asam
Oburo maka money mua efe akanu
Ogbasam!!
Azaoo!! Aza nwanne ichoro Azam!
Nwanne tinyerem egom n′Azam
Nwa maka ego dika konji ona atam
Ego n'Azam
Me and my niggaz
Ballin ballin in all nyt (all nyt)
Onyinye anyi n′enye mbosi uka
Nwanne anyi di so tyt
Obu n'imaro anyi oya bu n'imaro madu
Obu n′iwero anyi inwero madu.
Killing the game ka FORTNITE!
All my niggas n′ebu bottle k'anyi abu pottroze
Anyi aburo quat of inching
Mana anyi n′ari oncode
Abia na balling, we taking shot ka paul scholes.
Afia nwa gi bu n'ukwu, nwanne kanyi g′eme offload.
Otu adi asikwa ndoo!!.
Sub Chorus!!
Okpeke siri no ochoro imuru nwa (for d road)
Nsia nwa biko nweru nwayo n'anyi ka nokwa (for d road)
Abobi idi bizi moi moi ana esi (for d road)
Ina agba miri nwa n′ebute bem bezin (for d road)
Ukpuru simu dat she loving only only me (for d road)
She geti two phones say she callin only me (for d road)
Nwa maka giwa kam jiri my Lastcard (for d road)
Obu n'iyerom ya ta nwa kpom Bastard, ige echim ya last last
!!
Mua esigo kwa esioo
Mua bukwa homebazioo (hombazio)
Nwanne if you no get money ohh
Okpeke no go show faceioo (haa)
Moneyioooo
Na money i dey find i no dey find caseio
Wen d money enta enta
D people go won crazeiooo
END. (Lyrics by milor)l



Writer(s): Dilichukwu Richard Okonkwo


Tidinz - 777
Album 777
date of release
12-04-2019




Attention! Feel free to leave feedback.