Flavour feat. Biggie Igba - Umuigbo (feat. Biggie Igba) paroles de chanson

paroles de chanson Umuigbo (feat. Biggie Igba) - Flavour feat. Biggie Igba



Anywhere you go oo, anywhere you goo
If you no see Ịgbọ man, nwanne gị bòchaa
(Ayamma mma)
Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele
(Ayamma mma)
Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti
(Ayamma mma)
Obodo sịrị ike ka ndị Ịgbọ ná-abanye
(Ayamma mma)
Ha banye ébé ahụ ebulu ike wee pụta
(Ayamma mma)
Ugochukwu nyere anyị nyawa k'anyi ji aga nụ
(Ayamma mma)
Iyooko iyoo oko oko
Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile,
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu bụ ike anyị o, chukwu bụ ike anyị o,
Chukwu bụ ike anyị o, nyawa k'anyi ji aga
Ka m'naba n'ala Ịgbọ ébé ahụ amulu mụ
née m anya n'ukwu na ife mụ yiri bụ Aba
Innoson Group motor na-aluzi
Made in Nnewi nyanwa ka m na-achọ nụ
Abakiliki rice nyanwa ka m na-erizi
Akụ lụọ uno amalu nụ ébé o si bido
Makana
Anywhere you go o,
Anywhere you go o,
If you no see Ịgbọ man,
Nwanne gi bòchaa
Chukwu bụ ike anyị o,
Chukwu bụ ike anyị o,
Chukwu bụ ike anyị o nyawa k'anyi ji aga
gịnị dị mèrè, na-anyị adị emezi nwanne
gịnị dị mèrè, asụsụ anyị ji àlà
Ònye Ịgbọ mụta nwa nuu, osubalu ya oyibo
Oyibo amaka maná oburo asụsụ anyị o
Ijele be anyị ya i na-eme e
Biggie nwanne m, Ịgbọ bụ Ịgbọ anyị ekulie
Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu bụ ike anyị o,
Chukwu bụ ike anyị o,
Chukwu bụ ike anyị o, nyawa k'anyi ji aga
Alili eligbuo mụ ndi be anyị e gburu n'agha a
Akpata oyi na awụ mụ nyawa ka m ji ebezi
They rape our womenu nya m ji etizi
They starve our children nya ka' m ji ebezi
Nnamdi Kalu, nwanne ji s'ike
Emee élú, mee àlà uche Chukwu ga-emelili
Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile,
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Maka anywhere you go oo,
Anywhere you go oo,
If you no see Ịgbọ man nwanne gi bòchaa
Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele
Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti
Ụmụ Ịgbọ na-agba mbọ nụ nya k'anyi na-ekwu nụ
Ajọ mmụọ Ajọ mmadụ fa na-eme nkịtị
Ijele nwanne m Chukwu k'anyi ji aga
Biggie Igbo nwanne Chukwu ka m ji aga
Maka Chukwu bụ ịke anyị o,
Chukwu bụ ịke anyị o,
Chukwu bụ ịke anyị o nyawa k'anyi ji aga
Genevieve nwa na ndị Ịgbọ ji gị aba
Ijele nwanne na ndị Ịgbọ ji gị aga
Ogadagidi be anyi na ndị Ịgbọ ji gị aba
Chimamanda Adichie na ndị Ịgbọ ji gị aba
Bangladesh ka ndị Ịgbọ na-etipado
Obi na South ndị Ịgbọ ji gị ekwú
Iyookoko iyookoko m na-akụ kwa
Mix Monster
Iyo m iyo m iyoo koko



Writer(s): Sunday Ginikachukwu Nweke, Chinedu Izuchukwu Okoli, Biggie Igba


Flavour feat. Biggie Igba - Flavour of Africa
Album Flavour of Africa
date de sortie
04-12-2020



Attention! N'hésitez pas à laisser des commentaires.