Flavour - Egwu Ndi Oma текст песни

Текст песни Egwu Ndi Oma - Flavour



Selebi
Obodo d'élu
Obodo d'élu jim jim
Obodo d'élu
Obodo d'élu jim jim
Obodo d'élu
Obodo d'élu jim jim
Original Mr. Flavour on the dancefloor
Oyorima
Anyanwụ ütütü, biko bịa gbalu egwú
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Opulu ịche nwanyị, egwú à pụta ọgbọ
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Mmiri tọ rado ka aghọwo ji awụ arụ
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Electric nwanyị, biko bịa gbalu egwú
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Iyelele, ànyị e kulie
Iyelele, anyị à bata (ànyị à bata na ọgbọ)
Iyelele, na à akpọ tu
Chai Iyelele, fa na enenele
Áká eti ịgbà
Tibe lụ m' ịgbà mọ
Ọnụ egbu ọjà
Bube lụ m' ọjà mọ
Ònye ụba kwara be
Ngwá kpọọ ba ụgbọ, ka anyị jebe nụ
Ife Chukwu kwụrụ ga ème
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Ugo nwa mọ, asam' gbawa egwú
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Mmiri tọ rado ka aghọwo ji awụ arụ
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Ada dị iche mọ, Ada mụ gbawa egwú
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Iyelele
na mụ ke
Iyelele
Amụma mmiri
Iyelele
na afio nụ
Iyelele
Fa na ekwú nụ
Iyelele
Ọbụ m' na emee
Iyelele
Ọkwá Chi mụ nyelum
Ònye ya Chi ya sọ
Na eru ébé è jẹ'
Maná e gbụ nụ Chi ya ụzọ
gba narị enwe n'oso
Ugochukwu melu Eze
Ife bụ bụ nkili
Ème enu mee ana
Ife Chukwu kwụrụ ga ème
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Ayeyeye
Akwaugo mọ, bịa gbalu m' egwú
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Udala nwa, nwanyị malu mma
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Ugochukwu melu Eze
Egwú anyị à pụta ọgbọ
(Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo)
(Egwú ndị ọma)
Oyorima
Obodo d'élu
Obodo d'élu jim jim
Obodo d'élu (Mix Monster)
Obodo d'élu jim jim
Obodo d'élu (Original Mr. Flavour on the dancefloor)
Obodo d'élu jim jim (They don't know)



Авторы: Udoka Chigozie Oku, Chinedu Izuchukwu Okoli


Flavour - Flavour of Africa
Альбом Flavour of Africa
дата релиза
04-12-2020




Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.