Phyno - Bia текст песни

Текст песни Bia - Phyno



Master
Amara Chineke emewom′ mma
Áká Chineke asawom' njọ
Ọbara Chineke emewom′ mma o
Omeokachie
Chineke emewom' mma
Amara Chineke emewom' mma
Áká Chineke asawom′ njọ
Ọbara Chineke emewom′ mma o
Omeokachie
Chineke emewom' mma o
Igirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Mepee n′uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Obi n'ígwé anyị ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Febe lu Chineke áká
Tobe ọbụ Ezé
′Cause he don reason my matter o
gaziere lum' ana ezé o
Even when I no get money
Guaranteed that I get somebody
Everyday you dey watch over me
Send your blessings to come follow me
Ụwa cho ịgba jim áká o
Only you be the answer o
Give me signs, give me wonder o
I go serve you my lifetime
′Cause your love is enough, màkà Chi
And ọgba jụọ
Na you dey cover me
All days of my life
Igirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Mepee n'uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Obi n'ígwé anyị ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
You shine your light
And bless my life
sa mụ njọ
Now I′m brand new
You uplift my soul
You give me joy wey nobody fit to give me
Papa o
Ọnụ m′ jụrụ ekene o
You shine your light
And bless my life
sa mụ njọ
Now I'm brand new
You uplift my soul
You give me joy wey nobody fit to give me
Papa o
Ọnụ m′ jụrụ ekene
Igirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Mepee n'uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Obi n′ígwé anyị ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Igirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Mepee n'uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Obi n′ígwé anyị ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa
Extraordinaire



Авторы: Phyno


Phyno - Bia - Single
Альбом Bia - Single
дата релиза
09-07-2021

1 Bia




Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.