Ifé - Imachakwa (feat. Zoro Swagbag) Songtexte

Songtexte Imachakwa (feat. Zoro Swagbag) - Ifé




Ohhh ohhh Ohhh Yaa hee
Ohhh ohhh ohhh yaa yaa
Ifé
Universally, ọkwa anyị kwụ na ọkụ
For the Benjamins, ụmụ guys nọ kwa na ọlụ
Ọnwelụ ife anya fụlụ gbaa mmee
Ọnwelụ ife oke melụ okeke
As e never sup today ikorobia echi bụ afịa
Ebe imachakwanu ka osi adị eh
Nwebe anwụli
Obodo adigokwanụ ka ga adị
Mana Odogwu kaligodi ife ana eme
Ije wele wele ka anyị na ayọ
Ndụ ogologo ka anyị na achọ na ụwa
Nwebe anwụli ebe imachakwanu ka osi adị
Ehee
Ohhh Ohhh Ohhh
Ehee
Ohhh Ohhh Ohhh
Ehee
Ohhh Ohhh Ohhh
Ohhh Ohhh Ohhh
Ehee
Go go go girl
Baby steps and it's going well
Ịma atọ nataa ka ma Ịtọ bailụ
Ring gụọ gị too much, nwa kụọ bellụ
Mgbịrịgba mgbịrịgba
Tapendenukwa
Egwu atụ na gị agwọ nọ na akịrịka
Ọtee aka ọjị dị njọ Ọdịmma baby
Arapukwana your hope for a n*gga
'cause men ga agba ya set wụọ ya raw
Men ga afụ your white gbaa ya bọọlụ
Nna gị mụrụ gị If you fall down you Stand up
Letter to my Unborn daughter na nwa agbọghọ
Zeebeibe
Ebe imachakwanụ ka osi adị eh
Nwebe anwụli
Obodo adigokwanụ ka ga adị
Mana Odogwu kaligodi ife ana eme
Ije wele wele ka anyị na ayọ
Ndụ ogologo ka anyị na achọ na ụwa
Nwebe anwụli, ebe Imachakwanụ ka osi adị
Ehee
Ohhh Ohhh Ohhh
Ehee
Ohhh Ohhh Ohhh
Ehee
Ohhh Ohhh Ohhh
Ohhh Ohhh Ohhh
Ehee



Autor(en): Ifechukwu Mercy Michael, Owoh Christmathner



Attention! Feel free to leave feedback.