The Cavemen. - Alright with Mama Songtexte

Songtexte Alright with Mama - The Cavemen.




Ihe à bụ ọdụm ọdụ m' na enye Kingsley and Benjamin
Ụjọ à tụkwara ùnu
N'ihi na Chineke nọ nyere ùnu
ihe m' cho ka ùnu gwa ndị ụwa
And ozi à m'na ézì ndị ụwa
Na áká Chineke na-edu ùnu ébé ùnu aga
Ùnu ga aga n'ime ụwa, wee merie
Wee we re otito wee bata
Ọkwa ozi ùnu ga ézì ndị ụwa
Chukwu nna ga à na edu ùnu
Zi ga nu ndị ụwa ozi à
Benjamin and Kingsley, my word today
You guys should go into the world and conquer
That is my message for you people
Because victory is already there
That is the message, you are taking to the world
Because áká Chukwu nọ nyere ùnu
(Ọ ga-adị mma, anyị na aga n'iru,)
(N'iru)
And áká Chukwu na edu ùnu
From beginning to the end
(Ọ ga-adị mma, anyị na aga n'iru)
(N'iru)
Ùnu na aga n'iru, o nweghị ìhè ga akpoghachi ùnu n'azụ
(You'll be alright, You'll be alright)
Ùnu ga à conquer the world
(You'll be alright, You'll be alright)
ozi à m'na ézì unu, na ìhè niile à dị go mma (You'll be alright)
And oga adị mma
Zie nụ ndị ụwa na ụmụ okorobịa niile na ete to (ọ ga adị mma, ga adị mma)
N'ebe nke ga aga, ìhè niile ga-adị mma
And dị go mma (ọ ga dị mma, ga dị mma)
ozi oma, nke m'na ézì
Ọnwero ìhè ga akpoghachi ùnu azụ
N'ihi edego ede
Your journey shall be smooth no matter what
No matter the gap, no matter the mountain
Everything will be okay
Benjamin and Kingsley, you're going to excel
And people, and your mates will excel also
For everyone that believes my word today, everything will be alright
That is my message
(You'll be alright)



Autor(en): Kinglsey Okorie, Benjamin Chukwudi James


Attention! Feel free to leave feedback.