Bosalin - Mahadum Lyrics

Lyrics Mahadum - Bosalin



Uh
Mahadum mahadum mahadum mahadum mahadum
Mahadum mahadum mahadum nwa the street bu mahadum
Odi nno ka unizik, uniport, unical, unilag or imsu The street bu mahadum
Kpo the chick mgbe idi poor odiro afugi okor your call
Get the bag ocho iso The street bu mahadum
Mahadum mahadum A university mahadum mahadum A university mahadum Mahadum A University mahadum, mahadum A university
Odia
Onwu jesus kuzirim no be everybody go like you
Adim alu na nepa mana amam guys wey fit light you
Dem still dey mark me kae he book di after matthew
Onye chukwu na edu even jet no fit catch you
Ha na achu umu nwanyi ha na achu ma ye
Emeka cho ka obute ike pentecost owe banye malay
Guy gwa kwa ya legit adiro iga abanye cafe
Ewelu ndidi e bomb kata ofu mgbada go pay
O extract for six months, tuta benefit
Offshore weta aza o bute mercedes
Guys si ya nwa parkie ka anyi zolu enemies
Osi ya taa kedu ebe fa nno mgbem na echi legedies
Everyday and night o na change umu ka boxers
Fine boy omaputa ifu chaa ya with all stars
Onye isi medusa neck ya nile all ice
Nwoke maputa ana ekili ya all eyes
Ego by magnator ona attract kwa envy
Men ga na gum gi imazi onye bu ezigbo enyi
Dibia gwolu ozo mana o ozo gbulu dibia
Nwanne enwela 2 face unless ibu nwa idibia
Mahadum mahadum mahadum mahadum mahadum
Mahadum mahadum mahadum nwa the street bu mahadum
Odi nno ka unizik uniport unical unilag or imsu The street bu mahadum
Kpo the chick mgbe idi poor odiro afugi okor your call, get the bag ocho iso
The street bu mahadum
Pastor no na HK
Adim ekwu kwe honkong
Oluwa nyenum real friends achorozim ndi fonkong
They love you when you down
They hate it when you up
Inazukwa ha achicha imaro na ha bu opps
Imana life n'ator ka ife di nwanyi na mgbada
Utali kezi maka emeka oka na achukwa mgbada
Emeka nokwa house ndi eke kponye there
Asi na e cash out, iga enye kwa anyi our share
Okwa forex kam na alu onwero kwa ego di here
Ha searchia cha his laptop onwero olu afuru there
Oke no na ulo gwalu nke no na ilo na azu di na ngiga
Onwero hands before ha tuo, oka eje kwa nga
Onye eke si ya guy iga change your friends
Obu na anyi nwetalu olu na aka gi imana o ezigbo offense
Okwa otua ka osi nafelu
Uchu nke anwu gafelu
Onye chi ya nye speed madu asikwana ya chelu
Street! Bukwa mahadum
Iwota ifem meanu
Ifem meanu
Iyoo
They call me Bosalin
A town
Rp2 Chika I see You
042 what's up
Signature baby
Otown
You know what time it is
Igbo bu Igbo
Ke ife neme
Odia
East God
Atown stand up
Umu Igbo
Mulu anya ka azu, street bu Mahadum



Writer(s): Bosah Nwako


Bosalin - Better Late Than Never
Album Better Late Than Never
date of release
19-12-2020




Attention! Feel free to leave feedback.