ELVEEKTOR feat. Bosalin - Igbo Landing Lyrics

Lyrics Igbo Landing - Bosalin , Elveektor



Heroes of our fatherland
Today I stand before you to proclaim
That our heroic youths in the various
Fronts has turned the tide of this war
Fight on brave boys, fight on
Pursue the enemy
Harrass them
Destroy the invader
Match on brave boys now that victory is in sight
ga aka mu mma na mu bụ onye nwụrụ anwụ karịa na mua bụ OHU
Igbo Landing
Ife men na afụ na aka men ibe fa gosi na men bụ OHU
Azu ka anyi ji aba na mmiri anyi ncha niile dikwa n'otu
Igbo Landing
Biko nye men Hennessy ife m chọrọ ịnụ kita bụ so WATER
Ka o welu gbazee m obi
Nsibidi 2 serving food for thought ka eku ofe
A Victor bu otimkpu si Nsukka welu bata Eko
Bata Eko, Fuzienu ebe men nozi na Eko
Okongwu ịchọ ka m bia your house bịa saba motor
Ka inuo m nsi na isi jiri career mu wee gbazie Lotto
No mehn
Nah nah
I'd rather stay on my own
In 07 MC Loph si mu fuck the throne
Na mu jee na Alaba chọọ marketer ga ebu nye m the dough
Starstruck and speechless mu welu cut-tuo the phone
Imagine Loggidy talking to a stranger on the phone
Young blood they will test you when you unto the goal
Mma chezo ife my people fu na the boat
ga aka mu mma na mu bụ onye nwụrụ anwụ karịa na mua bụ OHU
Igbo Landing
Ife men na afụ na aka men ibe fa gosi na men bụ OHU
Igbo Landing
Azu ka anyi ji aba na mmiri anyi ncha niile dikwa n'otu
Igbo Landing
Biko nye men Hennessy ife mu chọrọ ịnụ kita bụ so WATER
Igbo Landing (Bosalin)
Nwa afọr adia agba kwa odibo
Sọ ego ka na agbalu odibo
Hapụ mmadụ
Onye Igbo will only bow to Chukwu okike
Azụ ka anyị ji aba na mmiri
The story gbaakwa m anya mmiri
ruo na Georgia ijuo maka Igbo Landing
My people choose death kama igba ohu na ndụ
Dunbar creek na 1803
Nkolu gị the facts nwa iche na film
Onye Awka adia eche gate
Onye Igbo adia abụ slave
Mmiri bụ anyị bịa
Mmiri ga ebu anyị ṅaa
Anyị si anyị solu mmiri kama aga ebu anyị waa
That's why ịfụ an Igbo man odia achọ kwa igba last
Some people will only ride for you ma ina ewete ego gas
Now ndị ọchịchị na egbu anyị
Anyị na agba ọbara here
Ha adia invest in the youths, ụmụ fa anọrọ here
Ife men na ele men
Ife owu-ite na eme men
Some men nọ na nga màkà ife men na eme men
Inwe kwa ike ịdị free your mind a nọrọ na prison
Oyi ka eji malu uguru
Nwanne chelu your season
ga aka mu mma na mu bụ onye nwụrụ anwụ karịa na mua bụ OHU
Igbo Landing
Ife men na afụ na aka men ibe fa gosi na men bụ OHU
Igbo Landing
Azu ka anyi ji aba na mmiri anyi ncha niile dikwa n'otu
Igbo Landing
Biko nye men Hennessy ife m chọrọ ịnụ kita bụ so WATER
Igbo Landing
Mmiri bu anyị bia
Mmiri bụ anyị bịa
Mmiri bu anyị bia
Igbo Landing
Mmiri ga ebu anyị laa
Mmiri ga ebu anyị laa
Mmiri ga ebu anyị laa
Igbo Landing
The confusion of the enemy in the battle
Field is only matched by the confusion in his home
The confusion of the enemy in the battle
Field is only matched by the confusion in his home



Writer(s): Valentine Ogbu


ELVEEKTOR feat. Bosalin - Nsibidi 2
Album Nsibidi 2
date of release
30-05-2020



Attention! Feel free to leave feedback.