Ifé - Nwa - Remix Lyrics

Lyrics Nwa - Remix - Ifé



Onye Tiri nwa na ebe akwa
Egbe Tiri nwa na ebe akwa
Nweta uziza nweta ose
Nweta Amala ngolongo ofe
Ka umu nnunu Racha ya
Ka okpotutu kpogbue ha
Egbe ndo, Egbe ndo, Egbe ndo
Child, so lonely
Hear me sing this harmony
I'll be here all night long
Singing the blues
Oh the blues
Nweta uziza nweta ose
Nweta Amala ngolongo ofe
Ka umu nnunu Racha ya
Ka okpotutu kpogbue ha
Egbe ndo, Egbe ndo, Egbe ndo
Ka umu nnunu Racha ya
Ka okpotutu kpogbue ha
Egbe ndo, Egbe ndo, Egbe ndo (Rhythm and blues)
Oh baby don't you Cry
I'll be by your side
Onye Tiri nwa na ebe akwa
Egbe Tiri nwa na ebe akwa




Ifé - Nwa (Remix)
Album Nwa (Remix)
date of release
21-12-2018




Attention! Feel free to leave feedback.