Lyrics Praise the Lord (feat. Revelation) - Mr M
Imara
mma
Jesus
ịdị
ebube
(You're
beautiful
Jesus,
you're
glorious)
Idi
oke
onu
ahia
(You're
priceless)
Jehovah
bu
chineke
onye
m
na
efe
(Jehovah
God
I
serve)
Ribe
otito
na
ibu
okaka
(Take
the
glory
Almighty)
Kele
ya
kele
ya
na
obu
eze
(Praise
HIM
he's
king)
Kele
Jesus
na
obu
eze
(Praise
Jesus
He's
King)
Jesus
idinma
(Jesus
you're
good)
Asi
na
obughi
Jehovah
(If
not
Jehovah)
Gini
kam
ga
eme
na
eluwa
nka
(What
would
become
of
me
in
this
world)
Gini
kam
ga
eme
(What
would
become
of
me)
Omekwala
ya
ozo
(He
has
done
it
again)
Ome
ihe
ukwu
(The
doer
of
great
things)
Jehovah
e
mego
kwa
ya
ozo
(Jehovah
has
done
it
again)
Obu
ome
ihe
ukwu
(He's
the
doer
of
great
things)
Echetara
m
ihe
omere
m
(I
recount
all
he
has
done)
Jesus
onye
obi
oma
(Jesus
the
good
God)
Ekele
chukwu
di
anyi
mma
(God's
praise
is
good
with
us)
Ka
anyi
kele
ya
(Let's
praise
him)
Ihe
nile
m
nwere
na
uwa
di
gi
na
aka
(All
I
have
is
in
your
hands)
Ego
di
gi
na
aka
(Wealth
is
in
your
hands)
Ndu
di
gi
na
aka
(Life
is
in
your
hands)
Ebe
m
nwere
Eze
Jesus
(Since
I
have
king
Jesus)
Onye
ka
m
ga
turu
ibu
ozo
(Who
else
do
I
want)
Ndi
muo
ozi
na
efe
oke
ifufe
(The
angels
give
great
worship)
Ifufe
ahu
si
na
aka
onye
new
anyi
puta
(That
worship
that
comes
from
our
Lord)
Oge
na
abia
(A
time
is
coming)
Mgbe
anyi
ga
agba
oche
Eze
gburu
gburu
ala
Eze
(When
we'll
surround
the
throne
of
God's
kingdom)
Amara
ya
obara
uba
na
ebem
no
(Gods
Grace
is
sufficient
for
me)
Amarachukwu
bara
uba
na
ebem
no
(The
grace
of
God
is
sufficient
for
me)
Ebe
m
nwere
Eze
Jesus
(When
I
Jesus)
Ngaga
na
ebum
ebu
(I
boast)
Ona
eme
ihe
na
adighi
ekwe
omume
(He
makes
the
impossible
possible)
Ihe
na
adighi
ekwe
omume
(The
impossible)
Ka
ona
eme
(He
makes
possible)
Chukwu
nara
ekele
(Lord
receive
thanks)
Ihe
ina
emere
m
dimma
(You
do
good
things
for
me)
Up
up
Jesus
Down
down
Satan
Unu
gwa
m
ihe
unu
nwere
(Everyone
tell
me
what
you
have)
Anyi
nwere
onwu
(We
have
joy)
Onwu
onwu
onwu
(Joy
joy
joy)
Onwu
na
ime
Jesus
(Joy
in
Jesus)
Onwu
na
adigide
ruo
ebiyebi
(Joy
for
ever)
Anya
m
ahugo
onye
nzoputa
(My
eyes
have
seen
the
savior)
Nti
m
anugo
iheoma
ona
eme
(My
ears
have
heard
his
good
deeds)
Onye
na
agwo
m
oria
odighi
ana
m
ego
(The
one
who
heals
me
without
taking
a
dime)
Onye
na
egbo
m
mkpa
odighi
ana
m
ugwo
(He
who
takes
care
of
me
unconditionally)
Chineke
anyi
dinma
(Our
God
is
good)
Eh
odinma
(Yes
he's
good)
Oru
ebube
chineke
na
ema
(The
good
things
God
does)
Ona
awu
m
akpata
oyi
na
aru
(Gives
me
goose
bumps)
Onwere
onye
m
ga
akpo
aha
ya
(There's
a
name
I
will
mention)
Kpo
ya
(Call
him)
M
kpo
ya
ihe
ukwu
ga
eme
(When
I
call
him
great
things
happen)
Onya
ahu
bu
onye
(Who
is
HE)
Onye
ahu
bu
Jesus
(HE
is
Jesus)
Ino
nime
Jesus
(When
you're
in
Jesus)
Buru
nke
Jesus
(And
belong
to
Jesus)
Oka
mma
obuya
Ka
mma
(It's
the
best)
Hallelujah
shouting
hosana
Amen
Amen
So
gi
ka
m
ma
(It's
only
you
I
know)
Soso
gi
ka
m
ma
chineke
(It's
only
you
I
know,
God)
Oji
chukwu
ji
ihe
(He
who
has
God
has
everything)
Attention! Feel free to leave feedback.