Lyrics Connect Nwanne (feat. Doche) - Elveektor
Okongwu
si
mu
gee-kwe
nti
na
mmakwa
na
nwanne
na
akọ
M
si
ya
Okongwu
biko
gwazie
nu
m
ife
ekwe
na
aku
Ọ
si
m
take
one
second
negodi
anya
na
azu
M
nee
anya
si
ya
Okongwu
onwerọ
kwa
ife
m
fuu
na
azu
Okongwu
si
ka
ọgbaa
m
ukwu
na
eze
Ka
ọgbaa
m
ukwu
na
eze
Na
mu
makwa
na
onye
nwelu
nwanne
will
never
be
lonely
Ịmakwa
na
nwanne
bu
ife
Ịmakwa
na
nwanne
di
utọ
Ịmakwa
na
nwanne
bu
ike
Atuna
nwanne
gi
ujọ
Kpun
kpun
nke
oge
Jide
nwanne
gi
aka
tewe
Kpun
kpun
nke
oge
Jide
nwanne
gi
aka
tewe
Kpun
kpun
nke
oge
Jide
nwanne
gi
aka
tewe
Kpun
kpun
nke
oge
Jide
nwanne
gi
aka
tewe
Oo
gene
ogene
nta
Ọnulu
ube
nwanne
gbata
Oo
gene
ogene
nta
Ịkpọzie
nwanne,
nwanne
gi
ọ
ga
aza?
Oo
gene
ogene
nta
Ịmakwana
nwanne
gi
nọ
na
Aria-Aria
na
Aba
Oo
gene
ogene
nta
Ịmakwa
na
nwanne
gi
jelu
China
and
Japan
Oogene
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Oogene
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Oogene
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Oogene
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Oogene
Ọ
di
mu
na
obi
nwanne
na
ebukwa
m
gi
na
obi
Maka
na
nwanne
adiro
eburu
nwanne
ya
ịro
Oriental
si
anyi
onye
aghana
nwanne
ya
Candle
no
go
lose
em
light
to
light
another
My
money
ịmana
osi
na
Chi
Me
I
do
the
maths
and
I
do
the
kọlọmbi
Come
and
fish
my
brother
come
and
fish
Nwanne
put
body
make
we
share
the
money
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Ooogene
ogene
nta
Ọnulu
ube
nwanne
gbata
Oo
gene
ogene
nta
Ịkpọzie
nwanne,
nwanne
gi
ọ
ga
aza?
Oo
gene
ogene
nta
Ịmakwana
nwanne
gi
nọ
na
Aria-Aria
na
Aba
Oo
gene
ogene
nta
Ịmakwa
na
nwanne
gi
jelu
China
and
Japan
Oogene
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Oogene
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Oogene
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Oogene
Connect-ya
nnwanne
gi
Connect-ya
nnwanne
gi
Oogene
ogene
nta
Oogene
ogene
nta
Oogene
ogene
nta
Oogene
ogene
nta
1 Trouble Dey
2 Ife Nwoke
3 Take My Hand (feat. Ogranya)
4 AJ Joshua (feat. Alpha Ojini & Magnito)
5 Njideka (feat. Jennisoul)
6 Oko-Moko (feat. Paybac Iboro)
7 Connect Nwanne (feat. Doche)
8 Egwu (feat. Olisatherapper)
9 You Dey Try (feat. OBNR)
10 Ofu Ukwu
11 Shortcuts (feat. Daisy)
12 Local Man Is Tired (feat. Chidokeyz)
13 Kill a Man (feat. DY Grillo)
14 50K (feat. Bugzy Dvinci)
Attention! Feel free to leave feedback.