Ifé - Iloabuchi paroles de chanson

paroles de chanson Iloabuchi - Ifé



Ohh yeaaa
Oh oh oh
Yeaaa yeaaa
Life is what it is
Injustice everyday
We lose for others to gain
Oh the pain
Nobody really cares
Onye mụ na ya yi achụ nta
Si na ụkwụ m dị ka nke mgbada
Nwannem muna ya so achụ nta
Si na ụkwụ yiri nke mgbada
Iloooo oh
Iloooo oh oh
Iloooo oh
Iloooo oh oh
Iloabuchi
Iloabuchii
Ọkwa unu afugo ife nwanne melu nwanne ya
Nwa bara ije na ebe na enu uwa
Kedụ Ifunanya na ụwa
bụ na Ifunanya adiro zi
Kedụ Ifunanya na ụwa
Nwannem biko gwam
Kedụ Ifunanya na uwa
bụ na Ifunanya adiro zi
Kedụ Ifunanya na ụwa
Nwannem biko gwam
Iloooo oh
Iloooo oh oh
Iloooo oh
Iloooo oh oh
Iloabuchi
Iloabuchi oh
Iloabuchi oh
Iloabuchi oooh ohhh uh uh
Iloooo Oh oh oh



Writer(s): Ifechukwu Mercy Michael


Ifé - Sunset and Paragraphs
Album Sunset and Paragraphs
date de sortie
19-11-2021




Attention! N'hésitez pas à laisser des commentaires.