Phyno feat. Stormrex - Chibuzor paroles de chanson

paroles de chanson Chibuzor - Stormrex , Phyno



Oti, Oyo, Oyo, Oti Eh heh, Onwere Akuko ncholu ikolu unu,
Ka unu ma, onweru nwoke na aha ya bu chibuzo, o welu uboshi nna...
(Phyno)
Chibuzo, Real name, no Gimmicks,
They say, Chibuzo, now i put it on my lyrics, i am chibuzo.
Mommy onya na akpom.
(Stormrex)
Bia idi kea sure no nwa nwanyi, nwoke a bu ifa.
(Phyno)
Ahhh, all i had was a dream, had a little fate, win, i rein supreme.
Riding in my city, ihe nna anya bu boris
And then anyi na act ti film, nna act ti chuck norris, ehh
Chibuzo, Real name, No Gimmicks
They say chibuzo, nna agafe na ogbe mu ha akpo mu, chi chi
Pino pino kee way
Oro nwoke ocha a gana nike boys bu iha
(Phyno)
O mmu a. Oburo so na Nike boys,
Ogakwam mu na M.I.C ebe my guyz gwam na one day
Nga eh blowzi ka I.
C weh developue my skillz, mmua chocho na U.C and everyday
Na dining hall nna aku beans na neu table.
School gbasa nje kwado je lesson na ogba.
Ma ego bus adiro nwelu ukwu weh si ime afia bakpa ahh
Oge nno J.S nna achu umu asa S.
S oburo ta nwanne ihe dim na ime di Excess.
Chibuzo, Real name no gimmicks, they say chibuzo
Bia odika iwero respect, idiot
Chibuzo nga ha amagi ezigbo ula ida ekene mmadu
Ifuro ka odika utu ocha hahaha otu mmanu agabe
Childhoodu mu di crazy ma di very interesting. mmu wa bu akpa ntiko.
Onwero onye ma na mu bu di next thing. looking in my life today
I see that i am a blessing.
Ika na eche pen and pad ka iwe mmutazie this lesson
Already big still they call me the next victim.
Agba gom nbo and chineke nna picked me.
Isi na the best things in life are free
Mana onwero ihe di free, even ma na freetown.
Chibuzo, real name no gimmicks. they say chibuzo
Eh mpa onye na akpom
Chibuzo
Anom ebe a
Onwedikwa ihe ina alu na uno a,
Ne ragi welu ka iga salu mu motto osiso osiso
Ooooo mmmmm oga obuna ka na ezigo du
Mmadu ozi nna hapu numu kam gba ball
Okunene passia ball passia ball ahhhh kedu idi ihe bu iha sef
Everyday ana na na na nna abia nna abia daddy nna abia
(Stormrex)
So okwa ka ohu bu nwoke mana dolu buru mmadu tifuo koro
Awantilo solu uzo okokwa raya gbago enu okokwa raya gbada
So okwa ya, akuko mu, agwu kwa nu




Phyno feat. Stormrex - No Guts No Glory
Album No Guts No Glory
date de sortie
15-05-2014



Attention! N'hésitez pas à laisser des commentaires.