paroles de chanson Ofu Ukwu - Elveektor
Inwero
Valentine
(No
Love)
14th
ịnọ
lonely
ka
aga
asị
na
inọ
quarantine
(Roll
up
Nwa)
Your
girlfriend
kicked
you
out
ka
ọ
buzi
Jackie
Chan
Ịga
amata
ihe
dị
iche
na
oyi
Europe
na
harmattan
Ebe
iyi
kaf
(Ihe
iyi
bụ
kaftan)
Ọkwa
isi
na
ị
cholu
ose
To
pepper
them
Jonsing
Nwa
si
na
ọbụ
junky
Mua
so
na
m
dị
wosky
Nwa
si
na
ọ
chọlu
ókè
Mua
enye
ya
ah
Mua
si
na
m
chọlu
oké
Nwa
erie
ya
ah
Split
sheet
split
shit
Splitting
friendship
on
the
low
key
(On
God)
And
agadi
na
agwọ
ofe
dịkwa
hungry
And
that
is
why
ụmụ
boy
ji
ebu
ọnụ
in
the
morning
And
that
is
why
withdrawal
ji
akari
deposit
Ibido
kpebe
ekpele
(Yes
Lord)
Iwee
buba
abụ
Chukwu
nna
mee
ebele
I'm
close
to
30
(Years)
Hafu
your
problem
nwanne
make
we
party
(Ye)
Hafu
your
problem
nwanne
make
we
MOVE
IT
Ayii
Nwanne
wenie
ofu
ụkwụ
enu
PUMP
IT
Ayii
Nwanne
wenie
ofu
ụkwụ
enu
Pump
it
like
you
pompous
FOCUS
LOCK
UP
Mepe
anya
ma
ịbata
na
club
That
guy
yi
Gucci
bụ
agwọ
MOVE
IT
Ayii
Nwanne
wenie
ofu
ụkwụ
enu
PUMP
IT
Ayii
Nwanne
wenie
ofu
ụkwụ
enu
Pump
it
like
you
pompous
FOCUS
LOCK
UP
Mepe
anya
ma
ịbata
na
club
That
guy
yi
Gucci
bụ
agwọ
Men
na
aṅụto
ịnolu
na
achọ
onye
ịga
eri
phone
ye
Klept
Step
Nwanne
tụọ
m
pole
oh
Malcom
X
the
ex
(X)
No
regret
Sọ-sọ
the
best
Ka
mụ
na-enye
RESPECT
Gụọ
your
Contract
Malu
onye
ị
na
enye
your
compass
Ogbenye
na
amuosu
bi
na
ofu
compound
Malu
ndị
gị
na
fa
so
before
you
go
rep
gang
Afụro
dị
m
ndị
niile
tukwu
na
fence
(Fence)
Abiaro
dị
m
ebea
ka
kiribe-zie
uche
face
Face!
Pace!
Ebe
m
na
eje
bụ
na
shed
Shade
Shade
Anyị
Nwelu
Nsogbu
but
I
MOVE
IT
Ayii
Nwanne
wenie
ofu
ụkwụ
enu
PUMP
IT
Ayii
Nwanne
wenie
ofu
ụkwụ
enu
Pump
it
like
you
pompous
FOCUS
LOCK
UP
Mepe
anya
ma
ịbata
na
club
That
guy
yi
Gucci
bụ
agwọ
MOVE
IT
Ayii
Nwanne
wenie
ofu
ụkwụ
enu
PUMP
IT
Ayii
Nwanne
wenie
ofu
ụkwụ
enu
Pump
it
like
you
pompous
FOCUS
LOCK
UP
Mepe
anya
ma
ịbata
na
club
That
guy
yi
Gucci
bụ
agwọ
We
are
in
trouble
In
this
country
We
are
in
trouble
In
this
country
We
are
in
trouble
In
this
country
We
are
in
trouble
In
this
country
I
know
Ogbu!
![Elveektor - Ofu Ukwu](https://pic.Lyrhub.com/img/e/5/e/e/kmv5dvee5e.jpg)
Attention! N'hésitez pas à laisser des commentaires.