Ego - Bia Nulu текст песни

Текст песни Bia Nulu - Ego



Bia nulu
Bia nulu
Bia nulu onu anyi o
Nna, bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna bia nulu onu anyi o
Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Nna, bia nulu
Onye keruwa, Bia nulu onu anyi
Ezi nna bia nulu
Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna, bia nulu onu anyi o
Bia nulu onu anyi o
Nna bia nulu onu anyi o
Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu
Onweru mgbe ike ekwensu, Ga-aka nke Chukwu
Nna, bia nulu
Onye keruwa, Bia nulu onu anyi o
Ezi nna bia nulu
Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
O gini na-atu g′egwu?
Ti nye obi gi na Chukwu
Chukwu bu ya nwe ndu
Ga-abu onye nche gi
Ogini na-atu g'egwu?
Bia nu kolu chukwu
Nna bia nulu
Onye keruwa bia nulu onu anyi o
Ezi nna bia nulu
Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o
Bia nulu
Bia nulu
Bia nulu
Bia nulu onu anyi o
Obu gini
Kam ge ch′ekele gi
Onye fumnanya
Ezi nna oo
Achum ki ti no bi
Nna ndu moo
Biko bia nulu
Nna bia nulu onu anyi o
Nna bia nulu
Bia nulu
Bia nulu onu anyi o
Nna bia nulu
Bia nulu
Bia nulu onu anyi o
(Bia nulu onu anyi o)
(Bia nulu onu anyi o)
Nna bia nulu
Onye keru uwa, bia nulu
(Bia nulu onu anyi o)
Bia nulu
Bia nulu
Odumegbu duja
(Bia nulu anyi o)
Bia nulu
Bia nulu
Chimo
Agu na ejemba
Chimo
Bia nulu
Bia nulu
Eze nna
Bia nulu
Bia nulu onu anyi o



Авторы: Igbo Spiritual Song


Ego - First Steps
Альбом First Steps
дата релиза
24-05-2020




Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.