Текст песни




Eieeh uwam eehh aaa
Echi di ime onye turu ya ime
Nkwubekwa okwu onye akponam n'obe (onye egbunam)
Ifugo onye na-egbu ini na ekpochi aja (onye bu onye oo)
Uwa ebuka na ife soro gi imee
Spicy nwa mama, onye oma mbu n'obi eeh
Mgbadike onye bu na onya mmadu afugo iwa
Enwee mgbe orulu mama m ebee
Enwee mgbe orulu umunnem ebee
Enwee mgbe orulu Ohaneeze wee bee
Onye ga-ekwuru m obi m ooh
Chukwu nna eehhh
Onye ga-ekwuru m obi m ooh
Oo Chukwu nna eehhh (nwa ogbenye)
Onye ga-ekwuru gi obi gi oo
Chukwu nna eeh (eeh)
Onye ga ekwuru m obi m ooh
Oo Chukwu nna eehhh
Omegbu umu ogbenye ichee n' ighara anwu anwu
Inwuo imuta nwa, nwa gi eje saba uchu
Asim na kama imu nwa ya afiam aru
N 'enuwa (genu nti) ka mkpoba nne ozigbo oo nne
Otulu kpo kpo n'otulu igwe na-anya
(Obi ooh elebeya)
Okwa k' ofu enu igwe anya
Obi ooh eeh
Enwee mgbe orulu... anyi wee bee
Igbo ja anwuru m... ndi Enugu ebee
Afufu karilu... ohaneeze na bee
Onye ga-ekwuru m obi m ooh
Chukwu nna eehh
Onye ga-ekwuru gi obi gi ooh
Oo Chukwu nna eehh
(Nwa ogbenye)
Onye ga-ekwuru gi obi gi ooh
Chukwu nna eeh
Onye ga-ekwuru m obi m ooh
Oo Chukwu nna eeh
Onye ga-ekwuru m obi m ooh
Chukwu nna eeh
Onye ga-ekwuru gi obi gi ooh
Oo Chukwu nna ehh (nwa ogbenye)
Onye ga-ekwuru gi obi gi ooh
Chukwu nna eeh
Onye ga-ekwuru m obi m ooh
Oo Chukwu nna eeh
So Chukwu ma eeh, so chukwu fulu m n'anya
So Chukwu ma oooooh
Ooh Chukwu ka na Chukwu ka eeh



Авторы: David Mbah, Nwanegbo Chibuikem Copyright: Empawa Africa Music Publishing Services Limit, Ctso Ascap Music



Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.
Загрузка
Загрузка