KolaBoy - Debit Alert (feat. Slowdog) текст песни

Текст песни Debit Alert (feat. Slowdog) - KolaBoy



Omeleme
Ahh
Biggie
Odiya
Kola Boy
Osim nwa kanyi kponye Toscana
Iga akpo taxi, Enugu enwero okada
Obu′na ijiro cash, mee transfer
Nwa agbogho choro imam ada oo
Ocho iri m
Voom ka mma
Debit alert
Umunwa bu debit alert
042 debit alert
Otigba bu debit alert o
Okwa debit alert
Azu mmiri ya na salad
Mkpokiti debit alert
Umu IMT debit alert o
Debit alert
Azu mmiri ya na salad
Debit alert o
O set-ie
Osim diokpa kpaputa ya ka osie
Obu na icho service iga akwu advance
Nwata nwaanyi don blow maka onwe fans
Osim nwa obu na ichoro mmiri kwuo ugwo bucket
Eh! O na agba mmiri
Ichoro drum maobu butter ngwa kwuo ugwo bucket
Eh! O bu onye mmiri
Osim obu na ichoro mmiri kwuo ugwo bucket
Eh! O na agba mmiri
Ichoro drum maobu butter ngwa kwuo ugwo bucket
Eh! O bu onye mmiri
N'ihu stadium ka m fu ya na late hours
M si ya ke way osi na o na aga 8hours
M si ya ka anyi ruo
Obuputerum POS
O Cho igba ani na village and ocho igo Benz
Osim nwa kanyi kponye Toscana
Iga akpo taxi Enugu enwero okada
Obu na ijiro cash mee transfer
Nwa agbogho choro imam ada oo
Ocho iri m
Voom ka mma
Debit alert
Umu nwa bu debit alert
042 debit alert
Otigba bu debit alert o
Okwa debit alert
Azu mmiri ya na salad
Mkpokiti debit alert
Umu IMT debit alert o
Debit alert
Azu mmiri ya na salad
Biggie
Debit alert o
Umu Enugu bukwa debit alert
Ha na ekoru nwa guy maka m jikwa money
Account nwoke dikwa fat
Hancha bu debit alert
Imana Enugu girls alike ka send your account number,
O sendia
Nwanne igbazia the money okpoba gi honey nwanne,
O bendie gi
Nwanne igba mmiri egbuolu gi azu maobu turkey
Mu na kolaboy pasa here ngwa nodi
Slow dogido AKA biggy doggy
If they tell u say money dey, onweedi
Debit alert
Umu nwa bu debit alert
042 debit alert
Otigba bu debit alert o
Okwa debit alert
Azu mmiri ya na salad
Mkpokiti debit alert
Umu IMT debit alert o
Debit alert
Azu mmiri ya na salad
Debit alert o
Gustavo debit alert
Ndi ballroom debit alert
Tonight bu debit alert
Cubana bu debit alert oo
Umu ESUT debit alert
Ntachi ulcer Debit alert
Omife bu debit alert
Hancha bu debit alert o
Eeehhh
Kola
Boy
Odi ya



Авторы: Nwodo Chinonso


KolaBoy - Debit Alert
Альбом Debit Alert
дата релиза
18-02-2021



Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.