Текст песни




Mmiri mara ma oo
Mara ma na owuteghi m'
Ebe m' na-achọ obim
Obim chère mụ oh
A hakwala m' (Ònye Olimma)
Mmiri ma ma ma
Ebe m' na-achọ obim oh
Awụ tiri m' iti
Ebe m' na-achọ obim oh
Mmiri mara ma na owutegin m'
Ebe m' na-achọ obim oh
Sele-B
If I make money, na me and you go spend am
If I make owo, na me and you go chop am oh
I leave you go obodo oyibo
Ka m' ga bute ịke
Mbata èmesi ife esi ème ya eh
Go tell my baby, say I'm coming home
Go tell my asa, say I'm coming home
'Cause e no dy easy at all to get a fine baby oh
Ife dimma rie mụ ego
mara mọ
Mmiri ma ma ma
Ebe m' na-achọ obim oh
Awụ tiri m' iti
Ebe m' na-achọ obim
Mmiri mara ma na owutegin m'
Ebe m' na-achọ obim oh
Obim chère mụ oh
A hakwala m' (Ònye Olimma)
Mmiri mara am
mara na owutegin m'
Awụ tiri m' iti, tiri m' eti ye
Ọkwa ùnu à fu go
Ife love na-eme
Aka Chukwu dị
Baby, bụ nke mọ
E de ya e de nu
Na mụ na gị ga ebi nụ
E de ya e de nu
Na mụ gị bụ one oh
Lapez nwannem oh
Ọgba gbuo jụrụ fa anya
Aka Chukwu dị
Baby, bụ nke mọ (Ònye Olimma)
Mmiri ma ma ma
Ebe m' na-achọ obim
Awụ tiri m' iti
Ebe m' na-achọ obim oh
Mmiri mara ma na owutegin m'
Ebe m' na-achọ obim oh
Obim chère mụ oh
A hakwala m' oh
I get one baby I no go call her name
I get one baby I no go call her name
My baby sabi cook oh
My baby sabi dress oh
My baby sabi sweep oh
My baby no be slay queen
Me and you
We go born kings and queens
Me and you
We go born prince and princess
Me and you together, together forever
Oh baby
Ife dị mma rie be mụ ego (ọ mara mma)
Mmiri ma ma ma
Ebe m' na-achọ obim oh
Awụ tiri m' iti
Ebe m' na-achọ obim
Mmiri mara ma na owutegin m'
Ebe m' na-achọ obim oh
Obim chère mụ oh
A hakwala m'
Mmiri ma ma ma
Ebe m' na-achọ obim oh
Awụ tiri m' iti
Ebe m' na-achọ obim oh
Mmiri mara ma na owutegin m'
Ebe m' na-achọ obim oh
Obim chère mụ oh
A hakwala m'
A hakwa mọ
Mmiri mara ma
mara mma eh
Mmiri mara ma
mara mma eh
Mmiri mara ma
mara mma oh
Ebe m' na-achọ obim oh
Ayana mọ
Ayana mọ
Chelu mọ
Ayana mọ
Mix Monster



Авторы: Ifiok Monday Effanga, Okoli Chinedu Izuchukwu, Ebuka Prince Phd Ejimonyeibe Copyright: Ctso Music


PC Lapez feat. Flavour - Heritage
Альбом Heritage
дата релиза
30-09-2021

1   Honey
2   Okwa Gi
3   All Will Be Well
4   Abasi
5   Better Woman
6   Money
7   Original
8   Obodo Bu Igwe
9   Tingana
10   Obim
11   Do It
12   I Never See
13   Ekene



Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.
Загрузка
Загрузка