Текст песни Odogwu (feat. Chioma Jesus) - Samsong feat. Chioma Jesus
Odogwu
n'agha
dike
n'agha
Nara
ekele
Ok'osisi
nenye
ndu
You
are
the
tree
of
life
Agam
eburu
aleluyah
eburu,
para
aleluyah
a'para
Odum
ebo
Judah
DC
Okorobia
di
nma
Agam
eburu
aleluyah
eburu,
para
aleluyah
a'para
Olisa
bi
n'igwe
God
of
Heaven
Agam
eburu
aleluyah
eburu
Para
aleluyah
a'para
Ife
oma
imere
mu
eh
Onum
apughi
iko
ya
O'bu
gini
kam
ge
ji
Tu'ara
Chim
nma
nma
Odogwu
n'agha
dike
n'agha
Nara
ekele
Odogwu
n'agha
dike
n'agha
Nara
ekele
Olisa
kere
uwa
Chukwu
neme
nma
Agam
eburu
aleluyah
eburu
Para
aleluyah
a'para
Nmalite
no'gwugwu
Beginning
and
the
end
Agam
eburu
aleluyah
eburu
Para
aleluyah
a'para
Anurum
na
i'nenye
nwa
(Daddy)
Anurum
na
i'na
gw'oria
(i'na
gw'oria)
M'nwe
bia
n'iru
gi
nna
N'we
buru
ekele
Ifeoma
i'mere
muo
Onum
abughi
i'ko
Obu
gini
kam
ge
ji
Nwe
tu
wa
ra
Chim
nma
nma
Odogwu
n'agha
dike
n'agha
Nara
ekele
Odogwu
n'agha
dike
n'agha
Nara
ekele
Olisa
kere
uwa
Chukwu
neme
nma
Agam
eburu
aleluyah
eburu
Bu
ga
ra
Jehovah
Onye
neme
nma
Ebe
ku
we
dike
Igbe
ne
che
ndu
mo
Obata
obie
Agu
ne'che
mba
mo
Ihe
oma
i'nemerem
ebuka
Eze
nara
otuto
I'mere
nwanyi
aga
turu
ime
I'mere
k'onye
ogbu
were
kwu
okwu
Eze'm
onwere
ihe
kariri
gi
omum
Ebube
nara
otuto'm
ji
bia
Eze
nara
ekele'm
ji
bia
Odogwu
n'agha
dike
n'agha
Nara
ekele
Odogwu
n'agha
dike
n'agha
Nara
ekele
Olisa
kere
uwa
Chukwu
neme
nma
Agam
eburu
aleluyah
eburu
Bu
ga
ra
Jehovah
Jehovah
Jireh
(Odogwu,
Odogwu...)
Nara
ekele'm
ji
bia
Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.