Mercy - 2x Flows Lyrics

Lyrics 2x Flows - Mercy



Have mercy on Us Oh
It's Flows
Eh!
Have mercy on us oh oh
Eeh yeee yeeh (G3B)
Ah kay Ah Kay
*Chorus*
Mercy 6x
Iwe gi di oku da joor che eh!
Mercy
Kwo sa obi miri na eh (Mercy)
Mercy
Mere umu go ebere oh (Mercy)
Mercy
Agi ji jii jide mma oh Daddy
Abawala anyi aka oh
Mercy
O no-no no-no (Mercy)
Mercy
Wattin man Go do eeh eh (Mercy)
Mercy
Mercy oh
Iwe gi di uku da joor che eh!
*Verse 1
Daddy
Eluwa na agba obara
Everywhere no kwa na obahara
Ife na eme na uwa na agba m Ara
Mask na Glove by Omenala
Daddy
Anyi ncha emehe wo
Anyi apugi inokwa nu na iru gi
I gokoor mmeye anyi any
Onye puru iguzu?
Papa mere anyi ebere o
Umu gi emeye woh
Our father who's at in heaven
Allo Be thy Name
*Chorus repeat*
*Verse 2*
Uwa buzi chibooh anu ozu
Ebe nwkoke na alu nwoke
Nwanyi na Alunu Nwanyi
Chukwu olisa baata oso enyemaka oh
Corruption every day
Fornication dey everywhere
Killing people b like Heavy Rain
Papa God Have mercy
Igokoor mmeye anyi onu
Onye puru iguzu ni iru gi Papa (Onye puru iguzu)
*Chorus repeat*
*Chorus repeat*
*Outro*
Papa onwere uzo obula
Anyi si mmeye megi gi?
Akarama agwa
Ije ukwu ka obu olile Anya?
Onye uzo obula anyi si ga ije
Ebe ndi muoh ozi na aso oyi? Papa
Anyi dika azu noni ime miri
Anyi abugi igoago mmeye Eze ndi eze
Ekwa sa Anya na obe nke Calvary
Weere obara nwa aturu ahu
Bu Jesus Christ Sacha anyi mmeye ayi papa
Have mercy on us
Kwosa obi miri
Iwe gi okwu da joor
Ka Amara gi baata
*Calijoe on the mix*
Kwosa obi miri papa




Mercy - 2x Flows
Album 2x Flows
date of release
21-07-2018




Attention! Feel free to leave feedback.