Onyeka Onwenu - Sodom Na Gomorrah Lyrics

Lyrics Sodom Na Gomorrah - Onyeka Onwenu



Ilota go n'ani Sodom na Gomorrah
Na fa bu-ani Lot nwanne Abraham
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Njo obodo ndia wee tiwe nkpu
Amulu njo fa wee kulo igwe
Chineke we kudo ndi mkpulu ya
Wee zido ndi mmuozi ya site n'okwa
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Oge mmuozi je k'imebi Sodom
Fa baalu bee Abraham
Abraham na Sarah nwunye ya
Melu ndi mmuozi obia nke oma
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Ndi muozi kwelu Sarah nkwa
Na O g'enwe nwa nwoke m'afa naba
Fa gwazie Abram ije fa bu maka imebi Sodom na Gomorrah site n'oku
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Abraham kwalu "Alu eme!"
O yolu ndi mmuozi si
Bikozie afu mmadu ise na Sodom k'agbaghalu Sodom na Gomorrah
Enenebe nebesia galu bee Sodom
Afuro ya mmadu ise
Enenebe nebesia galu bee Sodom
Afuro ya mmadu ise
Mmuozi gwa Abraham si
Anulum akwa nke I n'akwa
Biko rapu Sodom na Gomorrah na fa n'abo ga-eji anya fa fu m'oge lue
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Mmuozi nye Lot iwu si
Gi na nwunye gi g'agbanaba
Biko rapu ife nkitinki uwa
Unu weelu ndi di oke onu wee gbanaba
Gbaba oso ndu gi
Aghana anya n'azu
Gi na nwunye gi gbanaba
Gbaba oso ndu gi
Aghana anya n'azu
Gi na nwunye gi gbanaba
Lot na nwunye ya wu panike
Oputa nku ututu wee chapiaba
Nwunye Lot cheta ife uwa g'anya gholu okiti nnu ezigbo n'ike
Gbaba oso ndu gi
Aghana anya n'azu
Gi na nwunye gi gbanaba
Gbaba oso ndu gi
Aghana anya n'azu
Gi na nwunye gi gbanaba
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
(Don't look back, don't look back)
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah
Ani Sodom na Gomorrah
Sodom na Gomorrah




Onyeka Onwenu - Golden Song Vol 2
Album Golden Song Vol 2
date of release
01-01-1986




Attention! Feel free to leave feedback.