Umu Obiligbo - Kene Chukwu Lyrics

Lyrics Kene Chukwu - Umu Obiligbo



Igbo banyi nobu chi na emehe eh! eh!
Unu afugonu nokwa chukwu na emehe eh! eh!
Okwa ima na akala nedum
Ife chukwu kwulu noya yemelije ewumehe!
Uwa nile bianu bia solumu
Kanyi je kenechuwu okwa ekene Ka anyi nenye eze eh! eh!
Onye gozili akalakam ewumehe
Umu obiligbo abiagokwenu
Akunwafo nomu nekwuo o! o!
Muna okpu ozor nwannem
We wanna dancia (owee)
Ewu me ewu chim ewumehe
Owee
(O o o o o o o)
Kanyi kene Jehovahee
(O o o o o o o)
Okwa onye nyeleanyi nduee
(O o o o o o o)
Onye Kele uwa nile
(O o o o o o o)
Kanyi bunie ahaya enueh
(O o o o o o o)
Okwa onye nyeleanyi nduee
(O o o o o o o)
Onye gozili akala akame
(O o o o o o o)
Ewumehe (owee)



Writer(s): Akunwafor, Okpuozor Obiligbo


Umu Obiligbo - Ife Di Mma
Album Ife Di Mma
date of release
01-12-2017




Attention! Feel free to leave feedback.