paroles de chanson Igbo Landing - Bosalin , Elveektor
Heroes
of
our
fatherland
Today
I
stand
before
you
to
proclaim
That
our
heroic
youths
in
the
various
Fronts
has
turned
the
tide
of
this
war
Fight
on
brave
boys,
fight
on
Pursue
the
enemy
Harrass
them
Destroy
the
invader
Match
on
brave
boys
now
that
victory
is
in
sight
Ọ
ga
aka
mu
mma
na
mu
bụ
onye
nwụrụ
anwụ
karịa
na
mua
bụ
OHU
Igbo
Landing
Ife
men
na
afụ
na
aka
men
ibe
fa
gosi
na
men
bụ
OHU
Azu
ka
anyi
ji
aba
na
mmiri
anyi
ncha
niile
dikwa
n'otu
Igbo
Landing
Biko
nye
men
Hennessy
ife
m
chọrọ
ịnụ
kita
bụ
so
WATER
Ka
o
welu
gbazee
m
obi
Nsibidi
2 serving
food
for
thought
ka
eku
ofe
A
Victor
bu
otimkpu
si
Nsukka
welu
bata
Eko
Bata
Eko,
Fuzienu
ebe
men
nozi
na
Eko
Okongwu
ịchọ
ka
m
bia
your
house
bịa
saba
motor
Ka
inuo
m
nsi
na
isi
jiri
career
mu
wee
gbazie
Lotto
No
mehn
Nah
nah
I'd
rather
stay
on
my
own
In
07
MC
Loph
si
mu
fuck
the
throne
Na
mu
jee
na
Alaba
chọọ
marketer
ga
ebu
nye
m
the
dough
Starstruck
and
speechless
mu
welu
cut-tuo
the
phone
Imagine
Loggidy
talking
to
a
stranger
on
the
phone
Young
blood
they
will
test
you
when
you
unto
the
goal
Mma
chezo
ife
my
people
fu
na
the
boat
Ọ
ga
aka
mu
mma
na
mu
bụ
onye
nwụrụ
anwụ
karịa
na
mua
bụ
OHU
Igbo
Landing
Ife
men
na
afụ
na
aka
men
ibe
fa
gosi
na
men
bụ
OHU
Igbo
Landing
Azu
ka
anyi
ji
aba
na
mmiri
anyi
ncha
niile
dikwa
n'otu
Igbo
Landing
Biko
nye
men
Hennessy
ife
mu
chọrọ
ịnụ
kita
bụ
so
WATER
Igbo
Landing
(Bosalin)
Nwa
afọr
adia
agba
kwa
odibo
Sọ
ego
ka
ọ
na
agbalu
odibo
Hapụ
mmadụ
Onye
Igbo
will
only
bow
to
Chukwu
okike
Azụ
ka
anyị
ji
aba
na
mmiri
The
story
gbaakwa
m
anya
mmiri
Ị
ruo
na
Georgia
ijuo
maka
Igbo
Landing
My
people
choose
death
kama
igba
ohu
na
ndụ
Dunbar
creek
na
1803
Nkolu
gị
the
facts
nwa
iche
na
ọ
film
Onye
Awka
adia
eche
gate
Onye
Igbo
adia
abụ
slave
Mmiri
bụ
anyị
bịa
Mmiri
ga
ebu
anyị
ṅaa
Anyị
si
kà
anyị
solu
mmiri
kama
aga
ebu
anyị
waa
That's
why
ịfụ
an
Igbo
man
odia
achọ
kwa
igba
last
Some
people
will
only
ride
for
you
ma
ina
ewete
ego
gas
Now
ndị
ọchịchị
na
egbu
anyị
Anyị
na
agba
ọbara
here
Ha
adia
invest
in
the
youths,
ụmụ
fa
anọrọ
here
Ife
men
na
ele
men
Ife
owu-ite
na
eme
men
Some
men
nọ
na
nga
màkà
ife
men
na
eme
men
Inwe
kwa
ike
ịdị
free
your
mind
a
nọrọ
na
prison
Oyi
ka
eji
malu
uguru
Nwanne
chelu
your
season
Ọ
ga
aka
mu
mma
na
mu
bụ
onye
nwụrụ
anwụ
karịa
na
mua
bụ
OHU
Igbo
Landing
Ife
men
na
afụ
na
aka
men
ibe
fa
gosi
na
men
bụ
OHU
Igbo
Landing
Azu
ka
anyi
ji
aba
na
mmiri
anyi
ncha
niile
dikwa
n'otu
Igbo
Landing
Biko
nye
men
Hennessy
ife
m
chọrọ
ịnụ
kita
bụ
so
WATER
Igbo
Landing
Mmiri
bu
anyị
bia
Mmiri
bụ
anyị
bịa
Mmiri
bu
anyị
bia
Igbo
Landing
Mmiri
ga
ebu
anyị
laa
Mmiri
ga
ebu
anyị
laa
Mmiri
ga
ebu
anyị
laa
Igbo
Landing
The
confusion
of
the
enemy
in
the
battle
Field
is
only
matched
by
the
confusion
in
his
home
The
confusion
of
the
enemy
in
the
battle
Field
is
only
matched
by
the
confusion
in
his
home
Attention! N'hésitez pas à laisser des commentaires.