paroles de chanson Anya Na Ene Uwa - Umu Obiligbo
Neke
nu
egwu
kam
ji
eje
nu
Okwa
egwu
ka
anyi
ji
ana
nu
eh
Ife
chukwu
kwuru
no
nya
ya
eme
leee
Okwa
egwu
ka
anyi
na
etiri
chim
Amalise
ya
ka
anyi
ji
eje
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Ima
na
Umu
Obiligbo
abiago
nu
o
Egwu
anyi
okwa
ya
ka
anyi
ji
eje
nu
eeh
Neenu
na
oluenu
ka
osi
elu
Akunwafor
na
okwa
mu
na
ekwu
Okpuozor
nwanne
mu
no
na
ogbo
Igba
ne
ekwenu
chim
Umum
Obiligbo
abia
go
kwenu
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Ifuru
umu
Obiligbo
apialu
go
egwu
Egwu
anyi
okwa
ya
ka
anyi
ju
eje
nu
Ima
mfe
mfe
na
efe
na
ife
na
efe
Na
nwayo
nwayo
ka
anyi
ji
etili
egwu
Egwu
amaliselele
Amalise
ya
ka
anyi
ji
eje
ehh
Nekenu
egwu
ka
osi
aranu
Umu
Obiligbo
abiagokwanu
Amalise
ya
ka
anyi
na
etili
chim
Ife
onye
ga
abu
ka
nya
ga
abu
nu
Ife
onye
ga
abu
ka
nya
ga
abu
Ina
anu
ka
mu
na
ekwu
nu
eh
Onye
ya
akpata
ego
Iwu
bu
na
ya
bu
ego
ya
abiali
ehh
Nekenu
na
aka
adighi
ekpuchi
onwa
Ina
anu
ka
mu
na
ekwu
Umu
Obiligbo
abiago
Egwu
anyi
okwa
ya
ka
anyi
na
etili
chim
Ife
onye
ga
abu
ka
nya
ga
abu
Onye
bu
chi
ibe
ya
nu?
Asim
onye
ma
ife
echi
ga
abu
nu
eh?
Imalu
ife
echi
ga
abu?
Ajuju
ya
ka
mu
na
aju
Imalu
ife
echi
ga
abu
nu
eh?
Egwu
anyi
okwa
ya
ka
anyi
ji
eje
Igba
nekwenu
chim
eh
Umu
Obiligbo
abiagokwanu
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Mgbe
anyi
no
nkiti
Ndi
mmadu
na
ako
onu
Ha
si
na
anyi
bu
osaka
Na
anyi
abalo
uru
cha
cha
Mgbe
anyi
na
eto
n'ogbe
Ndi
mmadu
na
ekwu
ajo
okwu
Ha
wee
chezo
Na
men
na
apiko
Mgbe
anyi
ji
chakee
Ndi
nile
bulu
ogili
aso
Wee
jee
golu
ogili
lachaa
Ifugo
ka
uwa
si
adi
Onye
ina
akpo
onye
ala
Nwelu
ike
aputa
echi
Onye
ala
ama
kpata
ego
Ina
afu
ka
uwa
si
adi
Onye
ina
akpo
onye
mgbu
Nwelu
ike
aputa
echi
Onye
mgbu
ama
kpata
ego
Mgbe
ahu
ichowa
ihu
ya
Onye
ikporu
osaka
Nwelu
ike
aputa
echi
Osaka
ama
kpata
ego
Nginwa
achowa
iru
ya
Ngwa
gi
na
ya
Keduzi
onye
bu
osaka?
Ngwa
gi
na
ya
Keduzi
onye
bu
onye
ala?
Ngwa
gi
na
ya
Keduzi
onye
by
onye
mgbu?
Ajuju
ya
ka
mu
na
aju
Neenu
na
olue
ka
osi
elu
nu
Ife
m
furu
ya
ka
mu
na
eti
nu
Akojo
kwana
mmadu
ibe
gi
Maka
na
onwero
aka
olu
Nee
na
echi
di
ime
Onye
manu
if
oga
amu
nu
eh
Emegbuna
nwa
boyi
gi
Maka
na
imaro
ife
echi
ga
abu
Uwa
na
eme
ntughari
Ina
anu
ka
mu
na
ekwu
li
eh
Conductor
kwusie
okwu
ike
Passenger
akowa
ya
onu
Ina
ako
ya
onu?
Imalu
ife
echi
ga
abu?
Ajuju
ya
ka
mu
na
aju
gi
Onye
na
ama
conductor
Uwa
kalu
ya
mma
Kalia
na
ona
ezu
ori
Ije
uwa
esikakwa
ike
Ina
anu
ka
egwu
na
ekwu
Akunwafor
na
o
mu
na
emeli
eh
Onye
kele
mmadu
Okwa
gi
nyelu
mu
akalaka
m?
Iwee
si
mu
tiwe
egwu
M
wee
tiwe
egwu
mu
Chukwu
olis
umu
na
ekene
gi
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Asim
onye
achuna
uwa
n'ike
Onye
emena
uwa
n'ike
Achuna
uwa
n'ike
Na
nwayo
nwayo
ka
anyi
ji
ebuli
egwu
Onye
obuna
nwere
oge
Mgbe
oge
nkegi
ya
elu
Mgbe
oge
nke
ya
eru
Ife
dimma
ya
eru
gi
aka
Ozioma
ya
ka
mu
ji
eje
li
ehh
Nekenu
okwa
egwu
ka
anyi
ji
eje
nu
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Aku
na
etigbu
iro
Aku
na
etigbu
okwu
Okwa
ego
bu
nya
na
achi
Nwanne
obu
na
ikpata
ego
Ndi
mmadu
abiawa
gi
nso
Ndi
ilo
ya
agbalu
gi
oso
Na
anya
ka
mfa
ya
enewezi
Akunwafor
no
mu
na
ekwu
Ego
di
mma
na
okorobia
Ego
oyibo
amaka
Ina
anukwa
onu
mu
Aku
na
etigbu
iro
Aku
na
esi
obi
ike
Okpuozor
nwanne
mu
Ina
anu
ka
egwu
na
aru
nu
eh
Egwu
anyi
okwa
ya
ka
anyi
na
etiri
chim
Nekenu
okwa
egwu
ka
anyi
na
etili
eh
Amala
welele
ka
anyi
eje
Igba
na
ekwelu
chim
egwu
Umu
Obiligbo
abiago
kwenu
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Obodo
ekwelugo
na
igba
na
ife
ego
na
eme
Ndele
na
ede
nu
ehhhh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Obodo
ekwelugo
na
igba
na
ife
ego
na
eme
Ndele
na
ede
nu
ehhhh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Ife
na
enye
mu
añuli
Ife
na
ato
mu
uto
eh
If
na
enye
mu
añuli
Bu
na
egwu
mu
adi
ezu
ezu
cha
cha
Ina
anu
ka
ude
na
ede
Umu
Obiligbo
abago
Ife
balu
aba
abago
Kpam
kpam!
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
n'ike
Egwu
anyi
okwa
ka
anyi
ji
eje
Nyawa
ka
anyi
ji
eje
na
uwa
mu
eh
Nsikwa
umu
Obiligbo
abago
Ife
balu
aba
abago
Kpam
kpam!
Ina
anu
ka
ude
na
ede
Egwu
mu
na
eti
bu
onatalu
chi
Igba
Egwu
mu
na
eti
na
osi
na
chukwu
Igba
Ife
chukwu
na
o
ya
ga
eme
Na
nyawa
ka
m
ji
eje
na
uwa
mu
eh
Ha
si
na
anyi
ji
ogwu
eti
egwu
Ha
wee
chezo
Egwu
mu
na
eti
bu
onataluchi
Yanwa
kam
ji
eje
na
uwa
mu
eh
Eji
ogwu
eti
egwu?
Ajuju
ya
ka
mu
na
aju
Isi
na
obu
ogwu
jee
gwoo
Anya
gi
na
oga
afu
muo
Na
akalaka
ka
mu
ji
eje
Osinachi
Egwu
mu
na
eti
bu
alachuwkwu
Egwu
mu
na
obata
na
ogbo
eh
Umu
Obiligbo
abago
Ife
balu
aba
abgo
Kpam
kpam!
Ina
anu
ka
ude
na
ede
Egwu
mu
na
eti
bu
alachukwu
Na
ya
kam
ji
eje
na
uwa
mu
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Obodo
ekwelugo
na
ima
n'ife
ego
na
eme
Ndele
ka
na
ede
nu
eh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Egwu
anyi
okwa
ya
ka
anyi
ji
aga
Na
yanwa
ka
m
ji
eje
na
uwa
mu
eh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Umu
Obiligbo
abago
Ife
balu
aba
abago
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
Ima
mfe
mfe
na
efe
na
ife
na
efe
Egwu
anyi
okwa
ya
ka
anyi
ji
eje
Na
yanwa
kam
ji
aga
na
uwa
mu
Ife
Chukwu
kwuru
na
o
ya
ga
eme
Igba
Egwu
any
okwa
ya
ka
na
eti
n'ike
Igba
Ife
anaro
ako
ebe
o
na
adi
Na
yanwa
kam
na
ekwu
na
uwa
mu
Umu
Obiligbo
na
etisi
egwu
ike
Igba
Akunwafor
na
okwa
mu
na
ekwu
Okpuozor
nwanne
mu
no
na
ogbo
Ina
anu
ka
egwu
ma
aranu
Umu
obiligbo
abiago
Egwu
anyi
okwa
ya
ka
anyi
ji
eje
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Obodo
ekwelugo
na
ima
n'ife
ego
na
eme
Ndele
ka
na
ede
nu
eh
Nsim
eh
eh
chim
eh
Olue
ka
osi
elu
na
uwa
mu
eeh
Umu
Obiligbo
abago
Ife
balu
aba
abgo
Kpam
kpam!
Inuru
ka
ide
ije
na
ede
Ude
ike
na
ede
Amala
welele
ka
anyi
ji
ede
n'ike
Ima
mfe
mfe
na
efe
na
ife
na
efe
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Anya
na
ene
uwa
Olisa
anya
na
ene
uwa
O
chim
anya
na
ene
uwa
Ina
anu
ka
egwu
na
ara
nu
eh
Attention! N'hésitez pas à laisser des commentaires.