Bosalin - Isi Bekee текст песни

Текст песни Isi Bekee - Bosalin



That's what they all say
Uh
We got another one
Where my bros in otown, atown
Nwa anambra getting the green
Isi bekee
Coal city what's hannin
Nwa coal camp
We came a long way from 20 pounds
Iwota item mean
Shout out my plugs in southie
Yankee
Obodo eliza getting that isi eliza mehn
Isi bekee
You know what I'm saying
(ISI BEKEE)
Its all love
Get the money mehn
Reply them later
Isi Bekee
Isi bekee, isi bekee
Isi bekee, isi bekee
Isi bekee, isi bekee isi bekee
Isi bekee isi bekee isi bekee
Achom dollar, pounds, euro nyana rands
Achom dollar, pounds euro, nyana rands
Ha kwechiri inyem ya m kwechiri
(Isi bekee, isi bekee)
Ha kwechiri inyem ya m kwechiri
(Isi bekee, isi bekee)
Ha kwechiri inyem ya m kwechiri
(Isi bekee, isi bekee)
Ha kwechiri inyem ya m kwechiri
Esim from jungle aburom tarzan, icho na elie gi na bread na jam?
Ha choro k solu na itu ha so
Ha simu tinye nu force
Sugar adi emekwa nu promo
Mana ona elepu na stores
E give up bu suicide
Mummy my amuro nu okonkwo
Myna God lu two aside
Kene onye melum agu nkwo
Na ime obi anyi la oluwa bi
Mmadubu more than a human being
Okwa ifu na ego na enye ha muscle
Up your grind nwanne buwe gym
Runtown buzi super model amarom ma adut onwe twin
Before fa asikwa na itigo
Amugi rie onu gi erigo
Dibia na agwolu fa efigo
Bute the bag tido
Ion believe na igwo ogwu
Nnenu witch bia iku olu
E believe m na ilu olu
Wete the job ke Ife olu bu
Isi bekee
Odia
Isi bekee, isi bekee
Isi bekee
Achom dollar, pounds, euro nyana rands
Achom dollar, pounds, euro nyana rands
Ha kwechiri inyem ya m kwechiri
(Isi bekee, isi bekee)
Ha kwechiri inyem ya m kwechiri
(Isi bekee, isi bekee)
Ha kwechiri inyem ya m kwechiri
(Isi bekee, isi bekee)
Ha kwechiri inyem ya m kwechiri
Juo nya ma owu nugo onye ocha
All the days m no na awka
Ha choro kam tokiri na awka
Ha na ka g'awotam ma ochaa
Mehn I be chasing a bigger dream
Life a beach, m na swim
I see the opps ha na form team
Ha na doubt o na enyem thrill
Man don't hate, thats a bitch move ka ebe ashawo na twerk
Tell the opps say we mo send anyi enwero netwerk
Mehn I be chasing my goals achoro dim ka obanye corner
Government amaro di na ino soso ego ka ha na a corner
So I be chasing the dolls
Maka owu ikpodom na collar
As e dey hot ka summer
Erie gi iga sing ka burna
Kosalo na achu ha na asabba
Ndi nwa na acho mu na abakpa
My lines na agba ha tatata
THMhe flows na egbu ha ka akara
No face nwanne no case
Get the money nwanne more days
My mistake don't define me
Ijiro money no dey fine me
Unless iji plan ka architech
Ikoba ife melu na asutech
The street na test ka jamb
The struggle na enyem my jam
Bosalin
Eh ndi Obodo
Atown what's happening
Okwa
Ndia si
Enwe business nwanne ikpom
Ijide okwu ego ikpom
Obulu okwu nsobgu
Kpo Jesus nwa
Kpo onye nwe anyi
Kosalu ya onye nwe anyi
Iwota ifem mean



Авторы: Bosah Nwako


Bosalin - Better Late Than Never
Альбом Better Late Than Never
дата релиза
19-12-2020




Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.