Текст песни Sodom Na Gomorrah - Onyeka Onwenu
Ilota
go
n'ani
Sodom
na
Gomorrah
Na
fa
bu-ani
Lot
nwanne
Abraham
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Njo
obodo
ndia
wee
tiwe
nkpu
Amulu
njo
fa
wee
kulo
igwe
Chineke
we
kudo
ndi
mkpulu
ya
Wee
zido
ndi
mmuozi
ya
site
n'okwa
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Oge
mmuozi
je
k'imebi
Sodom
Fa
baalu
bee
Abraham
Abraham
na
Sarah
nwunye
ya
Melu
ndi
mmuozi
obia
nke
oma
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Ndi
muozi
kwelu
Sarah
nkwa
Na
O
g'enwe
nwa
nwoke
m'afa
naba
Fa
gwazie
Abram
ije
fa
bu
maka
imebi
Sodom
na
Gomorrah
site
n'oku
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Abraham
kwalu
"Alu
eme!"
O
yolu
ndi
mmuozi
si
Bikozie
afu
mmadu
ise
na
Sodom
k'agbaghalu
Sodom
na
Gomorrah
Enenebe
nebesia
galu
bee
Sodom
Afuro
ya
mmadu
ise
Enenebe
nebesia
galu
bee
Sodom
Afuro
ya
mmadu
ise
Mmuozi
gwa
Abraham
si
Anulum
akwa
nke
I
n'akwa
Biko
rapu
Sodom
na
Gomorrah
na
fa
n'abo
ga-eji
anya
fa
fu
m'oge
lue
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Mmuozi
nye
Lot
iwu
si
Gi
na
nwunye
gi
g'agbanaba
Biko
rapu
ife
nkitinki
uwa
Unu
weelu
ndi
di
oke
onu
wee
gbanaba
Gbaba
oso
ndu
gi
Aghana
anya
n'azu
Gi
na
nwunye
gi
gbanaba
Gbaba
oso
ndu
gi
Aghana
anya
n'azu
Gi
na
nwunye
gi
gbanaba
Lot
na
nwunye
ya
wu
panike
Oputa
nku
ututu
wee
chapiaba
Nwunye
Lot
cheta
ife
uwa
g'anya
gholu
okiti
nnu
ezigbo
n'ike
Gbaba
oso
ndu
gi
Aghana
anya
n'azu
Gi
na
nwunye
gi
gbanaba
Gbaba
oso
ndu
gi
Aghana
anya
n'azu
Gi
na
nwunye
gi
gbanaba
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
(Don't
look
back,
don't
look
back)
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Ani
Sodom
na
Gomorrah
Sodom
na
Gomorrah
Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.