XG - Nara Ekele текст песни

Текст песни Nara Ekele - XG



Igbo)
Ikuku amana onya eh (The wind that cannot be trapped)
Isiyi nke ndu (Fountain of Life)
Nara ekele m'o (Accept my praise)
Oke osisi na enye ndu (Mighty Life-giving Tree)
Osimiri ata-ata (River that never runs dry)
Onye nzo puta (The Saviour)
Nara ekele m'o (Accept my praise)
(From the top)
Nara ekele (Accept my praise)
Nara otito m'o (Accept my worship)
Nara ekele, ekele, ekele (Accept my praise, my praise, my praise)
Nara ekele m'o (Receive my praise)
(From the top)
Aka na agbaji igwe (The Hand that breaks iron)
Aka ji uwa (The Hand that holds the world)
Oke mmiri na ebu Ogwe (The Flood that sweeps away the bridge)
Nara ekele m'o (Accept my praise)
Agbanwe Agbanwe (Unchangeable God)
Odogwu Akatata (Indescribable God)
Oku na Ere ere (Consuming Fire)
Nara ekele m'o (Accept my praise)
Eze ndi eze (King of kings)
Onye olu ebube (Glorious Worker)
Olile anya nke ndi nso (Hope of the righteous)
Nara ekele m'o (Accept my praise)
Onye na eme mma (The One who does Good)
Anya na elu uwa (The Eye that watches the world)
Aka na agwo oria (The Hand that heals)
Nara ekele m'oo (Accept my praise)




XG - The Gospel
Альбом The Gospel
дата релиза
01-02-2020




Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.