Ifé - Nwa paroles de chanson

paroles de chanson Nwa - Ifé



Mm
Onye Tiri nwa na ebe akwa
Egbe Tiri nwa na ebe akwa
Nweta uziza nweta ose
Nweta amala ngolongo ofe
Ka umu nnunu racha ya
Ka okpotutu kpogbue ha
Egbe ndo, Egbe ndo, Egbe ndo
Ka umu nnunu racha ya
Ka okpotutu kpogbue ha
Egbe ndo, Egbe ndo, Egbe ndo
Child so lonely
Hear me sing this harmony
I'll be here all night long singing the blues
Oh the blues
Child so lonely
Hear me sing this harmony
Cause I'll be here all night long singing the blues
Rhythm and blues
Nweta uziza nweta ose
Nweta amala ngolongo ofe
Ka umu nnunu racha ya
Ka okpotutu kpogbue ha
Egbe ndo, Egbe ndo, Egbe ndo
Oh baby don't you cry
I'll be by your side
Singing this lullaby
For you



Writer(s): Ifechukwu Mercy Michael


Ifé - Nwa
Album Nwa
date de sortie
11-08-2019

1 Nwa




Attention! N'hésitez pas à laisser des commentaires.