Текст песни Umuigbo (feat. Biggie Igba) - Flavour feat. Biggie Igba
Anywhere
you
go
oo,
anywhere
you
goo
If
you
no
see
Ịgbọ
man,
nwanne
gị
bòchaa
(Ayamma
mma)
Bòchapu
ósò
na
ébé
ahụ
l'élu
ele
(Ayamma
mma)
Lachapu
ósò
na
ébé
ahụ
tiri
eti
(Ayamma
mma)
Obodo
sịrị
ike
ka
ndị
Ịgbọ
ná-abanye
(Ayamma
mma)
Ha
banye
ébé
ahụ
hà
ebulu
ike
wee
pụta
(Ayamma
mma)
Ugochukwu
nyere
anyị
nyawa
k'anyi
ji
aga
nụ
(Ayamma
mma)
Iyooko
iyoo
oko
oko
Ụmụ
Ịgbọ
nile,
ụmụ
Ịgbọ
nile,
Let's
come
together
n'anyi
ncha
bụ
ofu
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
nyawa
k'anyi
ji
aga
Ka
m'naba
n'ala
Ịgbọ
ébé
ahụ
amulu
mụ
Ị
née
m
anya
n'ukwu
na
ife
mụ
yiri
bụ
Aba
Innoson
Group
motor
kà
ọ
na-aluzi
Made
in
Nnewi
nyanwa
ka
m
na-achọ
nụ
Abakiliki
rice
nyanwa
ka
m
na-erizi
Akụ
lụọ
uno
amalu
nụ
ébé
o
si
bido
Makana
Anywhere
you
go
o,
Anywhere
you
go
o,
If
you
no
see
Ịgbọ
man,
Nwanne
gi
bòchaa
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o
nyawa
k'anyi
ji
aga
Ọ
gịnị
dị
mèrè,
na-anyị
adị
emezi
nwanne
Ọ
gịnị
dị
mèrè,
asụsụ
anyị
ji
àlà
Ònye
Ịgbọ
mụta
nwa
nuu,
osubalu
ya
oyibo
Oyibo
amaka
maná
oburo
asụsụ
anyị
o
Ijele
be
anyị
ọ
ya
kà
i
na-eme
e
Biggie
nwanne
m,
Ịgbọ
bụ
Ịgbọ
anyị
ekulie
Ụmụ
Ịgbọ
nile,
ụmụ
Ịgbọ
nile
Let's
come
together
n'anyi
ncha
bụ
ofu
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
Chukwu
bụ
ike
anyị
o,
nyawa
k'anyi
ji
aga
Alili
eligbuo
mụ
ndi
be
anyị
e
gburu
n'agha
a
Akpata
oyi
na
awụ
mụ
nyawa
ka
m
ji
ebezi
They
rape
our
womenu
nya
kà
m
ji
etizi
They
starve
our
children
nya
ka'
m
ji
ebezi
Nnamdi
Kalu,
nwanne
ji
s'ike
Emee
élú,
mee
àlà
ná
uche
Chukwu
ga-emelili
Ụmụ
Ịgbọ
nile,
ụmụ
Ịgbọ
nile,
Let's
come
together
n'anyi
ncha
bụ
ofu
Maka
ná
anywhere
you
go
oo,
Anywhere
you
go
oo,
If
you
no
see
Ịgbọ
man
nwanne
gi
bòchaa
Bòchapu
ósò
na
ébé
ahụ
l'élu
ele
Lachapu
ósò
na
ébé
ahụ
tiri
eti
Ụmụ
Ịgbọ
na-agba
mbọ
nụ
nya
k'anyi
na-ekwu
nụ
Ajọ
mmụọ
ná
Ajọ
mmadụ
fa
na-eme
ná
nkịtị
Ijele
nwanne
m
Chukwu
k'anyi
ji
aga
Biggie
Igbo
nwanne
Chukwu
ka
m
ji
aga
Maka
ná
Chukwu
bụ
ịke
anyị
o,
Chukwu
bụ
ịke
anyị
o,
Chukwu
bụ
ịke
anyị
o
nyawa
k'anyi
ji
aga
Genevieve
nwa
na
ndị
Ịgbọ
ji
gị
aba
Ijele
nwanne
na
ndị
Ịgbọ
ji
gị
aga
Ogadagidi
be
anyi
na
ndị
Ịgbọ
ji
gị
aba
Chimamanda
Adichie
na
ndị
Ịgbọ
ji
gị
aba
Bangladesh
ka
ndị
Ịgbọ
na-etipado
Obi
na
South
ná
ndị
Ịgbọ
ji
gị
ekwú
Iyookoko
iyookoko
m
na-akụ
kwa
Mix
Monster
Iyo
m
iyo
m
iyoo
koko
1 Flavour of Africa
2 Good Woman
3 Berna (feat. Fally Ipupa & Tekno)
4 Looking Nyash
5 Omo T'emi
6 Egwu Ndi Oma
7 Skit (feat. Odumeje)
8 Doings (feat. Phyno)
9 Product of Grace
10 Umuigbo (feat. Biggie Igba)
11 Sawa Sawa (feat. Beenie Man)
12 Beer Parlor Discussions (feat. Waga G)
13 Odoyewu
14 Ebube
15 Omeiheoma
16 Bestie (feat. Larry Gaga)
Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.