Tidinz - All the Way текст песни

Текст песни All the Way - Tidinz



All the from Patchi patchi
Men emechago puta.
Ekene dili mama eh make ime mu ihe m bu ta.
Nwanne imakwa ebe m si bia
Nwanne imakwa otu o si ga.
If no be God, nwoke akago imebi na.
Salsa!
Ahh
O kwa onye akoolu o maalu.
All the way from patchi patchi
Men emechago puta (emechago puta x2)
Now on my way to the hood, ogbe fu m ha amaputa (ogbe fu m amaputa x2)
All the way from patchi patchi
Men emechago puta (emechago puta x2)
Nwa ka m tii isi na my phone alert adabata. (alert adabata x2)
O di ka imaloo
Men egbugo ozu (ozu)
Nwa anyi egbugo ozu (ozu)
Men nozi n'elu, men nozi n'elu
Ugbo anyi buzi ugbo elu.
Salsa.
Nwanne i cheta mgbe anyi n'ejiroo chaachaa.
Ihe okpeke gwara m isi m gbakaa.
Everytime ka Landlord no na door
Ili di nli budi war.
Ugbua anyi no n'elu ka gbam gbam.
Onye ma n'ojilo ego bu tom boy.
Okenye di ka m e wee mee mu bom boy.
Nwanne i fu ihe a ga biga i ma nkwete boy
And o bulo maka God ha ka ikwupu m ka cord.
Now anyi n'adaputa o n'adi ka bazaar.
Soso munwa nwanne with umu asaa.
Mana ndi nna fu m ha sim how far.
Ego is a bastard.
Anyi n'agbazi salsa
Anyi a d'asu usa.
All the way from patchi patchi
Men emechago puta (emechago puta x2)
Now on my way to the hood, ogbe fu m ha amaputa (ogbe fu m amaputa x2)
All the way from patchi patchi
Men emechago puta (emechago puta x2)
Nwa ka m tii isi na my phone alert adabata. (alert adabata x2)
O di ka imaloo
Men egbugo ozu (ozu)
Nwa anyi egbugo ozu (ozu)
Men nozi n'elu, men nozi n'elu
Ugbo anyi buzi ugbo elu.
Kedu maka now
Them been say we no go blow
Nwa kedu maka now
Kedu maka now
Ha si n'anyi ama bute the money
Kedu maka now.
Bia
Nwanne i si n'isi ebee
A n'ako maka money i n'asulum bekee
Skinny Nigga but my money ha ka Rozay.
Straight outta poverty mana nwoke dizi ok.
Anyi aburo ndi oshi mmanu but anyi pa nku.
The way she shaking o kwa ka m fu.
Nwata kuwa na nku ka nku
M ñuchazie gi ka ntu
Echi i wazie ka nku.
All the way from patchi patchi
Men emechago puta (emechago puta x2)
Now on my way to the hood, ogbe fu m ha amaputa (ogbe fu m amaputa x2)
All the way from patchi patchi
Men emechago puta (emechago puta x2)
Nwa ka m tii isi na my phone alert adabata. (alert adabata x2)
O di ka imaloo
Men egbugo ozu (ozu)
Nwa anyi egbugo ozu (ozu)
Men nozi n'elu, men nozi n'elu
Ugbo anyi buzi ugbo elu.




Tidinz - All the Way
Альбом All the Way
дата релиза
16-11-2016




Внимание! Не стесняйтесь оставлять отзывы.